Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • sjj abụ 122
  • Ka Anyị Guzosie Ike, Kwụrụ Chịm

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ka Anyị Guzosie Ike, Kwụrụ Chịm
  • Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Guzosienụ Ike, Kwụrụnụ Chịm!
    Bụkuo Jehova Abụ
  • “Guzosienụ Ike, Kwụrụnụ Chịm”
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2023
  • Ọ Ga-eme Ka I Sie Ike
    Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
  • Ọ Ga-eme Ka I Sie Ike
    Bụkuo Jehova Abụ
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
sjj abụ 122

ABỤ NKE 122

Ka Anyị Guzosie Ike, Kwụrụ Chịm

Nke E Biri Ebi

(1 Ndị Kọrịnt 15:58)

  1. 1. Anyị n’ahụn-sogbu n’ebe niile.

    Ụjọ n’atụn-dị ’madụ kw’ụbọchị.

    K’obi si’any’ike, k’anyị kwụrụ chịm,

    K’anyị n’efe Chineke.

    (UKWE)

    K’anyị guzosie ike.

    K’anyị dịr’iche n’ụwa,

    Nọsi’ike ru’ọgwụgwụ,

    Nwetan-dụe-bigh’ebi.

  2. 2. Ọnwụnwa nan-sogbu juru n’ụwa.

    Anyị g’emeri m’anyị jisi’ike.

    Anyị niile deb’iwu Chineke,

    Anyị g’eguzos’ike.

    (UKWE)

    K’anyị guzosie ike.

    K’anyị dịr’iche n’ụwa,

    Nọsi’ike ru’ọgwụgwụ,

    Nwetan-dụe-bigh’ebi.

  3. 3. Jir’obi gị niile fee Jehova.

    N’agbalịs’ike n’ejere y’ozi.

    Soro n’ekwusa n’Al’eze n’abịa.

    Ọgwụgwụ jiọ-sọ n’abịa.

    (UKWE)

    K’anyị guzosie ike.

    K’anyị dịr’iche n’ụwa,

    Nọsi’ike ru’ọgwụgwụ,

    Nwetan-dụe-bigh’ebi.

(Gụọkwa Luk 21:9; 1 Pita 4:7.)

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya