Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • th ihe ọmụmụ 12 p. 15
  • Jiri Mmetụta Kwuo Okwu

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Jiri Mmetụta Kwuo Okwu
  • Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ịnụ Ọkụ n’Obi
    Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe
  • Gbalịa Ka Ihe Ị Na-ekwu Ruo Ndị Mmadụ n’Obi
    Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe
  • Jiri Mmetụta Kwuo Okwu
    Rite Uru ná Mmụta A Na-enweta n’Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke
  • Ikwu Okwu Ka Ebe Mmadụ na Ibe Ya Na-akparịta Ụka
    Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe
th ihe ọmụmụ 12 p. 15

IHE ỌMỤMỤ NKE 12

Jiri Mmetụta Kwuo Okwu

Amaokwu Baịbụl

1 Ndị Tesalonaịka 2:7, 8

IHE Ị GA-EME: Kwuo okwu otú gosiri na ị hụrụ ndị ị na-agwa okwu n’anya ma na-echebakwara ha echiche.

OTÚ Ị GA-ESI EME YA:

  • Chebara ndị ị na-agwa okwu echiche. Chebara nsogbu ndị ha na-enwe echiche. Gbalịakwa ka ị ghọta otú obi dị ha.

  • Na-ahọ okwu gị ahọ. Gbalịa ka okwu gị na-agba ndị na-ege gị ntị ume, na-akasi ha obi ma mee ka ha nweta ume ọhụrụ. Ekwula ihe ndị nwere ike ịkpasu ha iwe. Akatọkwala ndị na-anaghị efe Jehova ma ọ bụ katọọ ihe ndị ha kweere.

  • Mee ka ndị ị na-agwa okwu ghọta na i nwere mmasị n’ebe ha nọ: Otú i si jiri olu ọma na-ekwu okwu na otú i si na-emegharị ahụ́ ga-egosi ndị ị na-agwa okwu na ihe gbasara ha na-emetụ gị n’obi. Kama ịna-agbarụ ihu gị, na-amụmụrụ ha ọnụ ọchị.

    Aro ndị ga-enyere anyị aka

    Na-ekwu okwu otú i si ekwu okwu. Ị gụwa ihe, gụpụta ya otú ga-egosi otú obi dị onye ị na-agụ maka ya, ma agụla ya otú ga-eme ka uche ndị mmadụ dịrị n’ebe ị nọ kama ịdị n’ihe ị na-agụ. Kpọpụta okwu ndị dị n’ihe ị na-agụ otú ga-eme ka okwu gị kpoo ọkụ.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya