Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • CO-pgm22 p. 8
  • Ihe Ndị Bịara Mgbakọ Kwesịrị Ịma

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe Ndị Bịara Mgbakọ Kwesịrị Ịma
  • 2022 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe Ndị Bịara Mgbakọ Kwesịrị Ịma
    2021 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
  • Ihe Ndị Bịara Mgbakọ Kwesịrị Ịma
    2020 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
  • Ihe Ndị Bịara Mgbakọ Kwesịrị Ịma
    2023 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
  • Ihe Ndị Bịara Mgbakọ Kwesịrị Ịma
    2024 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
Lee Ihe Ndị Ọzọ
2022 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
CO-pgm22 p. 8

Ihe Ndị Bịara Mgbakọ Kwesịrị Ịma

Baptizim Ọ bụrụ e nwere ndị ruru eru ime baptizim n’ọgbakọ unu, ndị okenye unu ahaziela otú a ga-esi eme ha baptizim ma e mechie ihe omume ụtụtụ Satọdee.

Onyinye A na-asụgharị mgbakọ a n’ihe karịrị asụsụ 500. Ọ bụrụ na i nye onyinye si gị n’obi, a ga-eji ya nye aka n’ọrụ a anyị na-arụ n’ụwa niile. I nwere ike inye onyinye n’Ịntanet ma ị gaa na donate.jw.org. Obi dị anyị ezigbo ụtọ maka ihe ọ bụla i nyere. Òtù Na-achị Isi na-ekelekwa gị maka otú i si jiri onyinye gị na-akwado ihe ndị gbasara Alaeze Chineke.

Ụlọ Akwụkwọ Maka Ndị Na-ekwusa Ozi Ọma Alaeze

Ebe otu nwoke na nwunye ya ji akwụkwọ “Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi” na-akụziri otu nwa okorobịa Baịbụl

Ndị ọsụ ụzọ oge niile nọ n’agbata afọ iri abụọ na atọ na afọ iri isii na ise, ndị chọrọ ijikwu oge ha na-ejere Jehova ozi, kwesịrị ime ka odeakwụkwọ ọgbakọ ha mara. Ha ga-edejupụta fọm dị n’Ịntanet maka ndị chọrọ ịga Ụlọ Akwụkwọ Maka Ndị Na-ekwusa Ozi Ọma Alaeze.

Ọ bụ Òtù Na-achị Isi nke Ndịàmà Jehova haziri ya

© 2022 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya