Ezinụlọ Jehova nke Dị n’Otu
Ụtụtụ
9:30 Abụ Olu Ụtọ
9:40 Abụ nke 85 na Ekpere
9:50 Na-enwe Obi Ụtọ na I So n’Ezinụlọ Jehova
10:05 Okwu Mmadụ Atọ Ga-ekwu: Ha Mere Ka Obi Ruo Ndị Ọzọ Ala
• Elaịhu
• Lidia
• Jizọs
11:05 Abụ nke 100 na Ịma Ọkwa
11:15 Nọgide Na-enyere Ndị Ọzọ Aka Ka Ha Soro n’Ezinụlọ Jehova
11:30 Okwu Baptizim
12:00 Abụ nke 135
Ehihie
1:10 Abụ Olu Ụtọ
1:20 Abụ nke 132 na Ekpere
1:30 Okwu Ihu Ọha: Udo Ọ̀ Dị n’Ezinụlọ Gị, Obi Ò Rukwara Ndị Nọ na Ya Ala?
2:00 Ọmụmụ Ihe Ụlọ Nche
2:30 Abụ nke 136 na Ịma Ọkwa
2:40 Okwu Mmadụ Atọ Ga-ekwu: Olee Otú Ị Ga-esi Na-eme Ka Udo Dị?
• ‘Na-ekwu Okwu Dị Mma nke Na-eme Ka Okwukwe Ndị Ọzọ Sie Ike’
• ‘Na-ahụ Ndị Ọzọ n’Anya’
• Ekwela Ka Ndị Iro Anyị Nweta Gị
3:40 ‘Akwụsịla Ikele Chineke’ Maka Ụmụnna Gị
4:15 Abụ nke 107 na Ekpere