Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • lmd ihe ọmụmụ 4
  • Dịrị Umeala n’Obi

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Dịrị Umeala n’Obi
  • Hụ Ndị Mmadụ n’Anya, Mee Ka Ha Bụrụ Ndị Na-eso Ụzọ Jizọs
  • Isiokwu Nta
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe Pọl Mere
  • Gịnị Ka Anyị Na-amụta n’Aka Pọl?
  • Na-eme Ka Pọl
  • N’ihi Gịnị Ka A Ga-eji Yikwasị Ịdị Umeala n’Obi?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1991
  • Jehova Ji Ndị Ohu Ya Dị Umeala n’Obi Kpọrọ Ihe
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2019
  • Ihe Atụ nke Obi Umeala Ndị A Ga-eṅomi
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1993
  • Zụlite Ezi Ịdị Umeala n’Obi
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2005
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Hụ Ndị Mmadụ n’Anya, Mee Ka Ha Bụrụ Ndị Na-eso Ụzọ Jizọs
lmd ihe ọmụmụ 4

ỊMALITE MKPARỊTA ỤKA

Ebe e kere Pọl agbụ ígwè n’aka, kegide ya n’aka onye nche. O weturu obi na-agwa Eze Agrịpa, Gọvanọ Festọs, na Benis okwu.

Ọrụ 26:2, 3

IHE ỌMỤMỤ NKE 4

Dịrị Umeala n’Obi

Amaokwu Baịbụl ga-enyere gị aka: “Dịrịnụ umeala n’obi, na-ewerekwanụ na ndị ọzọ ka unu.”​—Fil. 2:3.

Ihe Pọl Mere

Ebe e kere Pọl agbụ ígwè n’aka, kegide ya n’aka onye nche. O weturu obi na-agwa Eze Agrịpa, Gọvanọ Festọs, na Benis okwu.

VIDIO: Pọl Ziri Eze Agrịpa Ozi Ọma

1. Lee VIDIO, ma ọ bụ gị agụọ Ọrụ Ndịozi 26:2, 3. Zazie ajụjụ ndị a:

  1. Olee otú Pọl si gosi na ọ dị umeala n’obi n’otú o si gwa Eze Agrịpa okwu?

  2. Olee otú Pọl si mee ka Agrịpa chewe gbasara Jehova na Akwụkwọ Nsọ kama ichewe gbasara yanwa?​—I nwere ike ịgụ Ọrụ Ndịozi 26:22.

Gịnị Ka Anyị Na-amụta n’Aka Pọl?

2. Okwu anyị ga-aka amasị ndị mmadụ ma anyị kwuo ya otú gosiri na anyị dị umeala n’obi ma na-akwanyere ha ùgwù.

Na-eme Ka Pọl

3. Kwuo okwu otú ga-egosi na ị na-akwanyere onye ahụ ùgwù. Ekwula okwu otú ga-eme ka o chewe na ị ma ihe niile nakwa na o nweghị ihe yanwa ma.

4. Mee ka o doo onye ahụ anya na ọ bụ na Baịbụl ka eziokwu ị na-akụzi si. Okwu Chineke nwere ike iru ndị mmadụ n’obi. Ọ bụrụ na ihe anyị na-akụzi agbakwasị ụkwụ na Baịbụl, o nwere ike ime ka okwukwe ha sie ike.

5. Dịrị nwayọọ. Esila ọnwụ ka mmadụ kweta ihe ị na-ekwu. Anyị achọghị ka anyị na ndị mmadụ na-arụ ụka. Dịrị nwayọọ iji gosi na ị dị umeala n’obi, marakwa mgbe i kwesịrị ịhapụ onye ahụ. (Ilu 17:14; Taị. 3:2) I wetuo obi kwuo okwu, o nwere ike ime ka onye ahụ gee gị ntị mgbe ọzọ.

I NWEKWARA IKE ỊGỤ

Rom 12:16-18; 1 Kọr. 8:1; 2 Kọr. 3:5

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya