Soro Chineke Zuo Ike
Ụtụtụ
9:40 Abụ Olu Ụtọ
9:50 Abụ nke 87 na Ekpere
10:00 Olee Otú Ị Ga-esi Soro Chineke Zuo Ike?
10:15 Olee Otú O Si Bụrụ na “Okwu Chineke Dị Ndụ”?
10:30 Kwe Ka Jehova Na-eduzi Gị
10:55 Abụ nke 89 na Ịma Ọkwa
11:05 Jehova Na-agọzi Ndị Na-erube Isi
11:35 Okwu Baptizim
12:05 Abụ nke 32
Ehihie
1:20 Abụ Olu Ụtọ
1:30 Abụ nke 49
1:35 Ajụjụ Ọnụ
1:45 Ọmụmụ Ihe Ụlọ Nche
2:15 Okwu Mmadụ Atọ Ga-ekwu: Ha Na-eme Jehova Obi Ụtọ
• Ndị Na-eto Eto
• Ụmụnna Nwaanyị
• Ndị Agadi
3:00 Abụ nke 38 na Ịma Ọkwa
3:10 Na-enwe Ọṅụ n’Ozi Ị Na-ejere Jehova
3:55 Abụ nke 118 na Ekpere