Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • w00 7/15 p. 27
  • Nzukọ Kwa Afọ October 7,2000

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Nzukọ Kwa Afọ October 7,2000
  • Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2000
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Nzukọ Kwa Afọ October 7,2000
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2000
  • Nzukọ Kwa Afọ—October 4, 1997
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1997
  • Nzukọ Kwa Afọ
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1997
  • Nzukọ Kwa Afọ
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1994
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2000
w00 7/15 p. 27

Nzukọ Kwa Afọ October 7,2000

A GA-EME NZUKỌ KWA AFỌ nke ndị nọ n’òtù Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania n’October 7, 2000, n’Assembly Hall of Jehovah’s Witnesses, 2932 Kennedy Boulevard, Jersey City, New Jersey. Nzukọ bu ụzọ nke nanị ndị nọ n’òtù ahụ ga-amalite n’elekere 9:15 nke ụtụtụ, nzukọ ezumezu kwa afọ ga-esochikwa n’elekere 10:00 nke ụtụtụ.

Ndị so n’òtù ụlọ ọrụ ahụ kwesịrị ime ka Ọfịs Odeakwụkwọ òtù ahụ mara ugbu a banyere mgbanwe ọ bụla e nweworo n’adres nzipụ ozi ha n’ime otu afọ gara aga ka akwụkwọ ịma ọkwa na akwụkwọ ozi nnọchiteanya ndị a na-ezitere ha mgbe nile nwee ike iru ha aka n’ime July.

A ga-ezighachi akwụkwọ nnọchiteanya ndị ahụ, ndị a ga-ezigara ndị òtù ahụ, ha na akwụkwọ ịma ọkwa maka nzukọ kwa afọ ahụ iji wee rute n’Ọfịs Odeakwụkwọ nke Society n’oge na-agafeghị August 1. Onye ọ bụla so n’òtù ahụ kwesịrị idejupụta ma zighachi akwụkwọ nnọchiteanya nke ya ngwa ngwa, na-egosi ma ọ̀ ga-abịa nzukọ ahụ n’onwe ya ka ọ bụ na ọ gaghị abịa. Ihe ọmụma e nyere n’akwụkwọ nnọchiteanya nke ọ bụla kwesịrị ido anya n’okwu a, ebe ọ bụ na a ga-adabere na ya iji mara ndị ga-abịanụ.

A na-atụ anya na a ga-enwezu nnọkọ nile, gụnyere nzukọ metụtara ọrụ na inye akụkọ ozi n’ihe dị ka elekere 1:00 nke ehihie ma ọ bụ n’oge na-adịghị anya mgbe ọ gasịrị. A gaghị enwe nnọkọ nke ehihie. N’ihi ohere na-ebughị ibu, ọ bụ nanị ndị nwere tiketi ka a ga-anabata. Ọ dịghị ndokwa ọ bụla a ga-eme iji nọrọ n’ụlọ mgbakọ ndị ọzọ gee ihe ndị a ga-ekwu ná nzukọ kwa afọ a na telifon.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya