Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • w09 11/1 p. 18
  • Otú Paradaịs Si Funahụ Ụmụ Mmadụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Otú Paradaịs Si Funahụ Ụmụ Mmadụ
  • Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2009
  • Isiokwu Nta
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • CHEBARA OTÚ IHE A SI MEE ECHICHE.—GỤỌ JENESIS 3:1-24.
  • E Mere Ha Ihe Ha Chọrọ Ka E Mee Daniel!
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2008
  • Jizọs Meriri Ọnwụnwa
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2009
  • Mbibi E Bibiri Sọdọm na Gọmọra
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2008
  • Otú E Si Kpọlite Lazarọs n’Ọnwụ
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2009
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2009
w09 11/1 p. 18

Maka Ndị Na-eto Eto

Otú Paradaịs Si Funahụ Ụmụ Mmadụ

Otú ị ga-esi mee ya: Nọrọ n’ebe ụzụ na-adịghị mee ihe omume a. Mgbe ị na-agụ ebe ndị ahụ a chọrọ ka ị gụọ n’Akwụkwọ Nsọ, were ya na ị nọ mgbe ihe ahụ ị na-agụ mere. Jiri uche gị kirie ebe ọ na-eme. Nụrụ ihe ndị nọ n’ebe ahụ na-ekwu. Gbalịa ka ị ghọta otú obi dị ndị ị na-agụ akụkọ ha. Ka ihe ị na-agụ yie gị ka ọ̀ na-eme eme ugbu a.

CHEBARA OTÚ IHE A SI MEE ECHICHE.—GỤỌ JENESIS 3:1-24.

Gịnị ka i chere bụ ihe mbụ Iv mere mgbe agwọ ahụ malitere ịgwa ya okwu?

․․․․․

Ebe ọ bụ na Adam na Iv kpachaara anya mehie, olee otú i chere obi dị ha, dị ka e kwuru n’amaokwu nke 7 ruo nke 10?

․․․․․

Olee otú i chere e si chụpụ Adam na Iv n’ogige Iden, dị ka e kwuru n’amaokwu nke 22 ruo nke 24?

․․․․․

LEBAKWUO YA ANYA.

Olee otú anya Iv si mee ka o mehie? (Gụghachi amaokwu nke 6.)

․․․․․

Gịnị mere mkpụrụ osisi ahụ ji ghọọrọ Iv ihe “na-agụsi anya agụụ ike”? (Gụghachi amaokwu nke 4 na nke 5.)

․․․․․

Olee ihe i chere na ọ ga-abụ ya mere ka Adam soro Iv mehie? (Gụghachi amaokwu nke 6.)

․․․․․

Olee otú mmehie ga-esi akpa mmekọrịta nwoke na nwaanyị aka ọjọọ n’ọgbọ ndị sochirinụ? (Gụghachi amaokwu nke 16.)

․․․․․

Olee otú o si doo anya na mmehie mere ka Adam na Iv ghara ịdịchakwa ná mma? (Gụghachi amaokwu nke 12.)

․․․․․

Olee otú Jehova si leba nsogbu ahụ anya ozugbo iji hụ na nzube ya ga-emezu? (Gụghachi amaokwu nke 15.)

․․․․․

MEE IHE Ị MỤTARA. DEE IHE Ị MỤTARA BANYERE . . .

Nsogbu dị na mmadụ inwe mmụọ ime otú masịrị ya.

․․․․․

Otú anya nwere ike isi mee ka mmadụ chewe ihe ọjọọ.

․․․․․

Otú ịta ndị ọzọ ụta n’ihi mmejọ anyị si bụrụ ime iberiibe.

․․․․․

OLEE IHE KACHA BAARA GỊ URU N’AKỤKỌ A? Ọ̀ BỤ MAKA GỊNỊ?

․․․․․

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya