Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • w15 10/15 p. 3
  • “Na-akwanyerenụ Ndị Dị Otú Ahụ Ùgwù”

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • “Na-akwanyerenụ Ndị Dị Otú Ahụ Ùgwù”
  • Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2015
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ole Ndị Bụ Òtù Na-achị Isi nke Ndịàmà Jehova?
    Ajụjụ Ndị Mmadụ Na-ajụkarị Gbasara Ndịàmà Jehova
  • Otú E Si Hazie Òtù Na-achị Isi
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2008
  • Inye Òtù Na-achị Isi Nkwado n’Oge A
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1990
  • Ịma Ọkwa
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1992
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2015
w15 10/15 p. 3
Foto na-egosi ebe kọmitii Òtù Na-achị Isi na-enwe nnọkọ

“Na-akwanyerenụ Ndị Dị Otú Ahụ Ùgwù”

KEMGBE afọ 1992, Òtù Na-achị Isi na-ahọpụta ndị okenye ruru eru, ndị ferela Jehova ọtụtụ afọ, ka ha na-enyere kọmitii ha dị́ iche iche aka n’ọrụ ha.a Ụmụnna ndị a só ‘n’atụrụ ọzọ’ na-enyere Òtù Na-achị Isi ezigbo aka. (Jọn 10:16) Ha na-eso kọmitii e kenyere ha aga nnọkọ kwa izu. Ha na-ekwu ihe ha ma banyere ihe a na-atụle, na-atụkwa aro. Ọ bụ Òtù Na-achị Isi na-ekpebi ihe a ga-eme. Ma, ụmụnna ndị na-enyere ha aka na-ahụ na e mere ihe ahụ ha kpebiri. Ha na-arụkwa ọrụ ọ bụla e nyere ha. Ha na-eso ndị só n’Òtù Na-achị Isi aga mgbakọ mba niile na mgbakọ ndị pụrụ iche ná mba ndị ọzọ. E nwekwara ike iziga ha alaka ụlọ ọrụ dị́ iche iche ka ha nọchite anya isi ụlọ ọrụ anyị.

Otu nwanna só na-enyere Òtù Na-achị Isi aka kemgbe afọ 1992 sịrị: “Ịrụ ọrụ e nyere m na-eme ka Òtù Na-achị Isi nwee ike ilekwasịkwu anya n’ọrụ ha.” Nwanna ọzọ rụrụla ọrụ ahụ iri afọ abụọ sịrị: “Ọ bụ ihe ùgwù karịrị ihe ọ bụla m tụrụla anya ya.”

Òtù Na-achị Isi enyela ndị na-enyere ha aka ọtụtụ ọrụ. Obi dịkwa ha ụtọ na ụmụnna ndị a ji obi ha niile na-arụ ọrụ. Ka anyị niile ‘na-akwanyere ndị dị otú ahụ ùgwù.’—Fil. 2:29.

a Gụọ peeji nke 131 n’akwụkwọ bụ́ Alaeze Chineke Amalitela Ịchị! ka ị hụ ebe e depụtara ọrụ niile kọmitii isii nke Òtù Na-achị Isi na-arụ.

Ndị Na-enyere Kọmitii Òtù Na-achị Isi Aka

Kọmitii Na-ahaziri Òtù Na-achị Isi Ọrụ

  • John Ekrann

  • Robert Wallen

Kọmitii Na-ahụ Maka Ndị Na-arụ Ọrụ na Betel

  • Gerald Grizzle

  • Patrick LaFranca

  • Daniel Molchan

  • Ralph Walls

Kọmitii Mbipụta

  • Don Adams

  • Robert Butler

  • Harold Corkern

  • Donald Gordon

  • Robert Luccioni

  • Alex Reinmueller

  • David Sinclair

Kọmitii Ije Ozi

  • Gary Breaux

  • Joel Dellinger

  • Seth Hyatt

  • Christopher Mavor

  • Baltasar Perla, Jr.

  • William Turner, Jr.

  • Robert Wallen

  • Leon Weaver, Jr.

Kọmitii Izi Ihe

  • Ronald Curzan

  • Kenneth Flodin

  • William Malenfant

  • Mark Noumair

  • David Schafer

Kọmitii Ide Ihe

  • Robert Ciranko

  • James Mantz

  • Izak Marais

  • Gene Smalley

  • John Wischuk

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya