Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • wp18 nke 1 p. 16
  • Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?
  • Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2018
  • Isiokwu Nta
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Baịbụl ò nwere ike inyere gị aka ka gị na Chineke bụrụ enyi?
  • Chineke Na-Akpọ Gị Òkù Ịghọ Enyi Ya
    Ị Pụrụ Ịbụ Enyi Chineke!
  • Ị Ga-abụli Enyi Jehova
    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi—Ihe Ga-enyere Gị Aka Ịmụ Baịbụl
  • Gịnị Ka E Ji Ama Ezigbo Enyi?
    Teta!—2014
  • M̀ kwesịrị ikwu ihe ọjọọ enyi m mere?
    Teta!—2009
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2018
wp18 nke 1 p. 16
Ebe otu di na nwaanyị nọ ebe ha gara ịtụrụ ndụ na-agụ Baịbụl

Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?

Baịbụl ò nwere ike inyere gị aka ka gị na Chineke bụrụ enyi?

ỤFỌDỤ NDỊ NA-EKWU . . .

na ha agaghị abụli enyi Chineke n’ihi na ha bụ ndị mmehie. Ndị ọzọ na-ekwu na ihe banyere anyị anaghị emetụ Chineke n’obi. Gịnị ka i chere?

IHE BAỊBỤL KWURU

Chineke “na ndị na-eme ihe n’eziokwu na-enwe mmekọrịta chiri anya.” (Ilu 3:32) Ọ bụrụ na anyị ana-erubere Chineke isi, anyị na ya ga-abụ enyi.

OLEE IHE ỌZỌ ANYỊ GA-AMỤTA NA BAỊBỤL?

  • Chineke chọrọ ka anyị na ya bụrụ enyi.—Jems 4:8.

  • Chineke bụ enyi anyị. Ọ dị njikere ịgbaghara anyị ma nyere anyị aka.—Abụ Ọma 86:5.

  • Ndị enyi Chineke na-eme ihe dị Chineke mma, ha na-akpọkwa ihe Chineke kpọrọ asị, asị.—Ndị Rom 12:9.

Ọ bụrụ na ị chọrọ ịmatakwu otú ị ga-esi na-ebi ndụ otú dị Chineke mma, gụọ isi nke 12 n’akwụkwọ Gịnị Ka Baịbụl Na-akụziri Anyị? Ọ bụ Ndịàmà Jehova bipụtara ya. I nwekwara ike inweta ya na www.jw.org/ig

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya