Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 9/08 p. 1
  • Akwụkwọ Ozi Si n’Alaka

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Akwụkwọ Ozi Si n’Alaka
  • Ozi Alaeze Anyi—2008
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Akwụkwọ Ozi Sitere n’Alaka
    Ozi Alaeze Anyi—2006
  • Nke A Ọ̀ Pụrụ Ịbụ Ụzọ Ndụ Kasị Mma Nye Gị?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2001
  • Gịnị Ka A Na-eme n’Alaka Ụlọ Ọrụ?
    Ole Ndị Na-eme Uche Jehova Taa?
  • Olee Otú E Si Azụ Ndịàmà Jehova Maka Ozi Ọma Ha Na-ekwusa?
    Ajụjụ Ndị Mmadụ Na-ajụkarị Gbasara Ndịàmà Jehova
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2008
km 9/08 p. 1

Akwụkwọ Ozi Si n’Alaka

Ezi Ndị Nkwusa Alaeze:

Na Monday, February 4, 2008, a maara ezinụlọ Betel United States otu ọkwa ná nnọkọ ụtụtụ ha na-enwe maka ịtụle Okwu Chineke, ọkwa ahụ mekwara ka ha jiri obi ha niile kụọ aka. Ọkwa ahụ kwuru, sị: “Ná ngwụsị izu gara aga, ndị isi oche ndị nlekọta si n’ọgbakọ dị iche iche na United States bịa. Ha nọ na Patterson ugbu a iji gaa klas nke mbụ nke Ụlọ Akwụkwọ Maka Ndị Okenye Ọgbakọ.”

Ndị bịara ụlọ akwụkwọ ahụ na ndị ezinụlọ Betel nwere mkpakọrịta na-ewuli elu. Ha na-abịakwa nnọkọ ụtụtụ ezinụlọ Betel na-enwe maka ịtụle Okwu Chineke, nakwa Ọmụmụ Ihe Ụlọ Nche ná mgbede Monday. Otu ihe gbara ọkpụrụkpụ mere n’ụbọchị ikpeazụ nke ọzụzụ ahụ bụ na otu onye so na Kọmitii Alaka United States na otu onye so n’Òtù Na-achị Isi gwachara ha okwu pụrụ iche.

Ndị okenye bịara ọzụzụ ahụ ekwuola ọtụtụ ihe iji gosi na obi dị ha ụtọ maka ya. Otu nwanna kwuru, sị: “Ịnọ na Betel ruo otu izu gbara m nnọọ ume!” Onye ọzọ dere, sị: “Obi esikwuola m ike ijikwu ịnụ ọkụ n’obi rụọ ọrụ m.” A na-akụziri ndị bịara ọzụzụ ahụ otú e si arụ ọrụ dị iche iche nke ndị isi oche ndị nlekọta, nke ahụ ga-enyekwara ha aka ịdịkwu irè n’igbo mkpa ọgbakọ.—Ọrụ 20:28.

Ọ bụ ezie na ụlọ akwụkwọ ahụ amalitebeghị na Nigeria, anyị ga-agwa unu banyere ya mgbe ọ bụla e mere ndokwa maka ya. Obi dị anyị ụtọ maka ndokwa a e ji ịhụnanya meere anyị, anyị na-atụkwa anya ịhụ mgbe ọ ga-amalite na Nigeria.

Ụmụnna unu,

Alaka Ụlọ Ọrụ Nigeria

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya