Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb16 Mee p. 7
  • Rịọ Jehova Ka O Nye Gị Obi Ike

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Rịọ Jehova Ka O Nye Gị Obi Ike
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ụjọ Atụghị Devid
    Kụziere Ụmụ Gị Ihe
  • “Ọ Bụ Jehova Nwe Agha A”
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2016
  • “Kụziere M Ime Uche Gị”
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2012
  • “Nwee Obi Ike . . . Meekwa Ihe”
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2017
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
mwb16 Mee p. 7

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | ABỤ ỌMA 26-33

Rịọ Jehova Ka O Nye Gị Obi Ike

Obi siri Devid ike mgbe o chetara ụzọ ndị Jehova sirila napụta ya

27:1-3

  • Jehova napụtara Devid n’aka ọdụm

  • Jehova nyeere Devid aka ya egbuo anụ ọhịa bea bịara iri atụrụ ya

  • Jehova nyeere Devid aka ya egbuo Golayat

Ebe Devid nọ na-echeta otú Jehova si napụta ya n’aka ọdụm, otú o si nyere ya aka mgbe o gburu anụ ọhịa bea nakwa otú o si nyere ya aka gbuo Golayat

Gịnị ga-enyere anyị aka inwe ụdị obi ike ahụ Devid nwere?

27:4, 7, 11

  • Ekpere

  • Ozi ọma

  • Ọmụmụ ihe

  • Ofufe ezinụlọ ma ọ bụ mmadụ ịmụ ihe n’onwe ya

  • Ịgba ndị ọzọ ume

  • Icheta ụzọ ndị Jehova sirila nyere gị aka

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya