Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb16 Ọgọst p. 3
  • Nọsie Ike n’Ebe Nzuzo nke Onye Kasị Elu

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Nọsie Ike n’Ebe Nzuzo nke Onye Kasị Elu
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Nnapụta Pụọ n’Igbudu nke Osi Ọnyà
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2007
  • Isiokwu Ndị Dị na Teta! A
    Teta!—2018
  • Jehova Bụ Ebe Mgbaba Anyị
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2001
  • Ihe Nzuzo I Nwere Ike Ịkọrọ Ndị Ọzọ
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2010
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
mwb16 Ọgọst p. 3

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | ABỤ ỌMA 87-91

Nọsie Ike n’Ebe Nzuzo nke Onye Kasị Elu

Jehova na onye ọ bụla nọ “n’ebe nzuzo” ya dị ná mma

91:1, 2, 9-14

  • Ọ bụ mgbe anyị nyefere Jehova onwe anyị ma mee baptizim ka anyị ga-abanye n’ebe nzuzo ya

  • Ndị na-anaghị efe Chineke amaghị gbasara ebe nzuzo a

  • O nweghị onye ma ọ bụ ihe ga-eme ka onye nọ́ n’ebe nzuzo Jehova kwụsị inwe okwukwe na ya ma ọ bụkwanụ kwụsị ịhụ ya n’anya

“Onye na-achụ nta nnụnụ” na-achọ ka anyị ma n’ọnyà ya

91:3

  • Nnụnụ dị akọ, ịnwụde ya adịghịkwa mfe

  • Onye na-achụ nta nnụnụ na-ebu ụzọ amata ihe na-amasị nnụnụ ọ chọrọ ịnwụde, ya ejirizie ihe ahụ siere ya ọnyà

  • Setan yiri onye na-achụ nta nnụnụ. Ọ mata otú anyị si akpa àgwà, ya esiere anyị ọnyà nwere ike ime ka anyị nupụrụ Chineke isi

Nnụnụ a nọ na-ele ọnyà e siiri ya, onye siri ọnyà ahụ ezoo na-ele ihe ga-eme

Ụfọdụ n’ime ọnyà ndị jogburu onwe ha Setan na-esiri anyị bụ:

  • Ebe otu Onye Kraịst si n’ihu ndị na-emegide ya na-agbapụ n’oge ndịozi Jizọs

    Ịtụ Mmadụ Egwu

  • Ọtụtụ mkpụrụ ego

    Ịchụ Akụnụba

  • Ebe otu ezinụlọ si n’ebe ndị Rom na-eme ihe nkiri na-apụ n’oge ndịozi Jizọs

    Ntụrụndụ Na-adịghị Mma

  • Ebe ụmụ nwoke abụọ na-arụrịta ụka n’oge ndịozi Jizọs

    Esemokwu

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya