Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb16 Ọktoba p. 4
  • Otú Ị Ga-esi Eme Ka Azịza Gị Na-adị Mma

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Otú Ị Ga-esi Eme Ka Azịza Gị Na-adị Mma
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Na-eto Jehova n’Ọgbakọ
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2019
  • Ka Anyị Na-agba Ibe Anyị Ume n’Ọmụmụ Ihe
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2023
  • Too Jehova ‘n’Etiti Mkpọkọta Ya’
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2003
  • Wulitenụ Ibe Unu Elu Site n’Ịza Ajụjụ ná Nzukọ
    Ozi Alaeze Anyi—1998
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
mwb16 Ọktoba p. 4

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Otú Ị Ga-esi Eme Ka Azịza Gị Na-adị Mma

Ebe otu nwata nwoke weliri aka ka ọ zaa ajụjụ na ebe otu nwanna nwaanyị na-aza ajujụ n’Ọmụmụ Ihe Ụlọ Nche

Azịza ndị dị mma na-ewuli ọgbakọ elu. (Rom 14:19) Ọ na-abakwara ndị zara ha uru. (Ilu 15:​23, 28) N’ihi ya, ka anyị jisi ike na-aza ajụjụ n’ọmụmụ ihe, ọ bụrụgodị otu ugboro. Nke bụ́ eziokwu bụ na ọ bụghị mgbe niile anyị weliri aka ka a ga-akpọ anyị. Ọ bụ ya mere anyị kwesịrị iji kwadebe ọtụtụ azịza anyị ga-aza.

Azịza dị mma . . .

  • na-adị mfe nghọta, na-edo anya, ọ naghịkwa eto ogologo. Ọtụtụ mgbe, ọ na-ewe tịnkọm tịnkọm iri atọ ma ọ bụ ihe na-erughi ya

  • bụ nke mmadụ ji okwu nke aka ya zaa

  • abụghị ikwughachi ihe onye ọzọ kwurula

Ọ bụrụ gị ka e bu ụzọ kpọọ, . . .

  • zaa ihe dị mfe nghọta, zaakwa ihe a jụrụ

Ọ bụrụ na a zaala ihe a jụrụ, i nwere ike . . .

  • igosi otú amaokwu Baịbụl e dere ebe ahụ si gbasa ihe a na-amụ

  • ikwu otú ihe a na-amụ si gbasa anyị

  • ịkọwa otú anyị ga-esi jiri ya nyere ndị ọzọ aka

  • iji tịnkọm tịnkọm ole na ole kọọ otu ahụmahụ na-akụzi ihe dị mkpa

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya