AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | EZIKIEL 1-5
Obi Dị Ezikiel Ụtọ Ịkpọsa Ozi Chineke
N’ọhụụ, Jehova nyere Ezikiel akwụkwọ mpịakọta, gwakwa ya rie ya. Gịnị ka ọhụụ ahụ pụtara?
Ihe ọ pụtara bụ na Ezikiel kwesịrị ịghọta ozi Chineke nke ọma. Ịtụgharị uche n’ihe dị n’akwụkwọ mpịakọta ahụ ga-eme ka o ruo Ezikiel n’obi, kpaliekwa ya ikwu okwu
Akwụkwọ mpịakọta ahụ tọrọ Ezikiel ụtọ n’ọnụ n’ihi na o ji obi ụtọ jee ozi e dunyere ya