AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | EZIKIEL 6-10
À Ga-aka Gị Akara Maka Nzọpụta?
Ọhụụ Ezikiel bu ụzọ mezuo mgbe e bibiri Jeruselem oge ochie. Olee otú ọ ga-esi emezu n’oge anyị a?
Nwoke ahụ ji mpi ink nke odeakwụkwọ nọchiri anya Jizọs Kraịst
Ndị ikom isii ahụ ji ngwá ọgụ e ji akụgbu mmadụ nọchiri anya ụsụụ ndị agha nke eluigwe nke Jizọs bụ ọchịagha ha
A ga-aka oké igwe mmadụ ahụ akara ma e kpebichaa ndị ga-abụ atụrụ n’oge oké mkpagbu ahụ