AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | EZIKIEL 24-27
Amụma E Buru Megide Taya Na-eme Ka Obi Sie Anyị Ike na Okwu Jehova Na-emezu
Nke E Biri Ebi
Akwụkwọ Ezikiel kwuru kpọmkwem otú a ga-esi ebibi Taya.
Mgbe afọ 607 T.O.N.K. gachara, ònye bibiri isi obodo Taya?
N’afọ 332 T.O.N.K., ònye ji ájá na nkume dị n’isi obodo Taya e bibiri ebibi wụchie mmiri, sizie n’elu ya gafere gaa bibie agwaetiti Taya?