Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb17 Ọgọst p. 4-8
  • Na-akpa Àgwà E Ji Mara Ndị Chineke—Okwukwe

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Na-akpa Àgwà E Ji Mara Ndị Chineke—Okwukwe
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • “Nyekwuo Anyị Okwukwe”
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2015
  • Okwukwe Na-eme Ka Anyị Nwee Obi Ike
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2019
  • Nwee Okwukwe ná Nkwa Ndị Jehova Kwere
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2016
  • Ì Nwere Okwukwe N’ezie N’ozi Ọma Ahụ?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2003
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
mwb17 Ọgọst p. 4-8

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Na-akpa Àgwà E Ji Mara Ndị Chineke—Okwukwe

IHE MERE O JI DỊ MKPA:

  • Okwukwe dị anyị mkpa iji mee ihe dị Chineke ezi mma.​—Hib. 11:6

  • Inwe okwukwe ná nkwa ndị Chineke kwere ga-enyere anyị aka idi ọnwụnwa.​—1 Pita 1:6, 7

  • Enweghị okwukwe nwere ike iduba mmadụ ná mmehie.​—Hib. 3:12, 13

OTÚ Ị GA-ESI EME YA:

  • Rịọ Chineke ka o nyekwuo gị okwukwe.​—Luk 11:9, 13; Gal. 5:22

  • Na-agụ Okwu Chineke ma na-atụgharị uche na ya.​—Rom 10:17; 1Ti 4:15

  • Gị na ụmụnna ndị okwukwe ha siri ike na-akpa.​—Rom 1:11, 12

Ebe di na nwunye na-amụ ihe gbasara amụma Baịbụl ndị ga-eme n’ọdịnihu

Olee otú m ga-esi mee ka okwukwe mụ na ndị ezinụlọ m sie ike?

LEENỤ VIDIO BỤ́ NWEE IHE NDỊ GA-EME KA I GUZOSIE IKE N’EBE JEHOVA NỌ​—⁠OKWUKWE, ZAAKWANỤ AJỤJỤ NDỊ A:

  • Gịnị bụ “okwukwe nke na-abụghị nke ihu abụọ”? (1 Tim. 1:⁠5)

  • Olee ihe ndị anyị ga-ezere iji mee ka okwukwe anyị sie ike?

  • Gịnị mere okwukwe ga-eji dị anyị ezigbo mkpa n’oge oké mkpagbu? (Hib. 10:⁠39)

IHE ATỤ BAỊBỤL GA-ENYERE ANYỊ AKA:

Ebreham nwere okwukwe siri ike n’ebe Jehova nọ ma mgbe ihe siiri ya ezigbo ike.​—⁠Hib. 11:​8-10, 17-19.

Jụgodị onwe gị, ‘Olee otú m ga-esi ṅomie okwukwe Ebreham?’

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya