AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | EZIKIEL 39-41
Ihe Ụlọ Nsọ Ezikiel Hụrụ n’Ọhụụ Na-akụziri Gị
Ụlọ ndị nche ndị dị n’ọnụ ụzọ ámá na ogidi ya ndị dị elu na-echetara anyị na ihe Jehova na-anabata bụ naanị ofufe dị ọcha
Jụgodị onwe gị, ‘Olee ụzọ ndị m nwere ike isi na-efe Jehova otú ọ chọrọ?’