AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | ZEKARAYA 9-14
Nọrọnụ na “Ndagwurugwu nke Ugwu M”
Jehova mere ka e nwee “nnukwu ndagwurugwu” mgbe o hiwere Alaeze Mesaya n’afọ 1914. Alaeze Mesaya ahụ bụ “ugwu” nọ n’okpuru ọchịchị Jehova. Kemgbe afọ 1919, ndị ohu Chineke na-enweta nchebe na “ndagwurugwu nke ugwu” ahụ
Olee otú ndị mmadụ si “agbaga na ndagwurugwu” ahụ Jehova ji echebe anyị?
A ga-ebibi onye ọ bụla na-anọghị na ndagwurugwu ahụ nọchiri anya otú Chineke si echebe anyị n’Amagedọn
Olee otú m ga-esi nọrọ na ndagwurugwu ahụ Jehova ji echebe anyị?