AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | MAK 7-8
Bulie Osisi Ịta Ahụhụ Gị, Na-eso M Mgbe Niile
Jizọs kwuru, sị: “Na-eso m mgbe niile.” Anyị kwesịrị ịnọgide na-eso Jizọs. Olee otú i nwere ike isi gbaa mbọ na-eso Kraịst ma a bịa . . .
n’ikpe ekpere?
n’ịmụ ihe?
n’ịga ozi ọma?
n’ịga ọmụmụ ihe?
n’ịza ajụjụ n’ọmụmụ ihe?