Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb18 Mee p. 6
  • Jehova Ga-enyere Gị Aka Ịkata Obi

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Jehova Ga-enyere Gị Aka Ịkata Obi
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ahụhụ Anyị Na-ata Ọ̀ Na-emetụ Chineke n’Obi?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2013
  • Gee Ntị Ka Ị Nụ Mgbe A Ga-aza Ajụjụ Ndị A:
    2018-2019 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Sekit nke Onye Nlekọta Sekit
  • ‘Na-ekwu Okwu Chineke n’Atụghị Egwu’
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2010
  • Gịnị Mere Chineke Ji Hapụ Ụmụ Mmadụ Ka Ha Na-ata Ahụhụ?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2014
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
mwb18 Mee p. 6
Ebe otu nwata nwaanyị onye Izrel na-agwa nwunye Neaman okwu

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Jehova Ga-enyere Gị Aka Ịkata Obi

Ọ bụrụ na ị bụ nwa akwụkwọ, ò nwere mgbe ụjọ na-atụ gị ime ka a mata na ị bụ Onyeàmà Jehova ma ọ bụkwanụ izi ozi ọma? Ya bụrụ otú ahụ, olee otú ị ga-esi kata obi na-ekwu banyere Jehova? (1 Tesa. 2:⁠2) Gịnị mere i ji kwesị ịkata obi? Unu lechaa vidio bụ́ Jehova Ga-enyere Gị Aka Ịkata Obi, zaanụ ajụjụ ndị a:

  1. Ebe Sọpụrụchi na-enye Nneka akwụkwọ Mụta Ihe Site n’Aka Onye Ozizi Ukwu Ahụ; ebe nwatakịrị bụ́ Onyeàmà Jehova na-agụrụ nwa akwụkwọ ibe ya akwụkwọ Ndị Na-eto Eto Na-ajụ, Sị

    Olee akụkọ a kọrọ na Baịbụl nyeere Sọpụrụchi aka ịkata obi?

  2. Olee otú ihe Sọpụrụchi na ndị ezinụlọ ya mụgharịrị si nyere ya aka?

  3. Gịnị mere i kwesịrị iji na-ezi ụmụ akwụkwọ ibe gị ozi ọma?

  4. Ọ bụrụ na ị gụchaala akwụkwọ, olee ihe ndị ị mụtara na vidio a?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya