Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb19 Jenụwarị p. 8
  • Jehova Kụziiri Anyị Otú Anyị Ga-esi Zụọ Ụmụ Anyị

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Jehova Kụziiri Anyị Otú Anyị Ga-esi Zụọ Ụmụ Anyị
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ndị Nne na Nna, Zụọnụ Ụmụ Unu Ka Ha Hụ Jehova n’Anya
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2019
  • Mgbe Nwatakịrị Na-ebighị Ndụ Dị Ka Nwata
    Teta!—2003
  • Gịnị Ga-eme Ka Unu Na-enwe Obi Ụtọ n’Ezinụlọ Unu?​—Nke 2
    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi—Ihe Ga-enyere Gị Aka Ịmụ Baịbụl
  • Ndị Nne na Nna, Nyerenụ Ụmụ Unu Aka Ka Ha Hụ Jehova n’Anya
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2022
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
mwb19 Jenụwarị p. 8
Nwanna Abilio Amorim na Nwunye ya Ulla

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Jehova Kụziiri Anyị Otú Anyị Ga-esi Zụọ Ụmụ Anyị

Olee ihe ndị di na nwunye nwere ike ịmụta n’aka nna ha nke eluigwe bụ́ Jehova ga-enyere ha aka ịzụ ụmụ ha nke ọma? Leenụ vidio bụ́ Jehova Kụziiri Anyị Otú Anyị Ga-esi Zụọ Ụmụ Anyị, zaakwanụ ajụjụ ndị na-esonụ gbasara Nwanna Abilio Amorim na nwunye ya Ulla:

Mgbe Nwanna Abilio Amorim na Nwunye ya Ulla gbara Akwụkwọ, ebe ha na ụmụ ha nọ mgbe ha ka dị obere, nakwa ebe ha na otu nwa ha nwoke na nwunye ya nọ n’ozi ọma
  • Olee otú ihe ndị mere n’ezinụlọ ha mgbe ha ka bụ ụmụaka sị nyere ha aka ịma otú ha kwesịrị isi zụọ ụmụ ha?

  • Olee ihe ndị na-eme obi ụtọ ụmụ ha na-echeta mere mgbe ha ka dị obere?

  • Olee otú nwanna Abilio na nwunye ya si gbalịa ike ha ime ihe e kwuru na Diuterọnọmi 6:6, 7?

  • Gịnị mere na ha anọghị na-enye ụmụ ha iwu ihe ndị ha ga-eme na ihe ndị ha na-agaghị eme?

  • Olee otú ha si nyere ụmụ ha aka ime mkpebi ndị dị mma banyere ihe ndị ha ga-eji ndụ ha mee?

  • Ha na-agbakarị ụmụ ha ume ịbanye n’ozi oge niile, ma, olee ihe ndị ọ ga-efu ha ma ọ bụrụ na ụmụ ha emee otú ahụ? (bt 178 ¶19)

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya