Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb19 Ọktoba p. 4
  • “Ọgwụgwụ Ihe Niile Adịwo Nso”

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • “Ọgwụgwụ Ihe Niile Adịwo Nso”
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ile Ọbịa Bụ Ihe Na-eme Obi Ụtọ Anyị Kwesịrị Ịna-eme
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2018
  • “Na-agbasonụ Ọrụ Ile Ndị Ọbịa Anya nke Ọma”
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1996
  • Otú Anyị Ga-esi Na-ahụkwu Ụmụnna Anyị n’Anya
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2023
  • Na-ele Ndị Ọzọ Ọbịa Ka Ha Nweta “Ihe Ọma” (Mat. 12:35a)
    Ozi Alaeze Anyi—2014
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
mwb19 Ọktoba p. 4

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | 1 PITA 3-5

“Ọgwụgwụ Ihe Niile Adịwo Nso”

4:7-9

Ebe otu nwa okorobịa nọ ọdụ n’oche na-ekpe ekpere

N’oge na-adịghị anya, a ga-enwe oké mkpagbu nke a na-enwetụbeghị ụdị ya mbụ n’ụwa. Olee ihe ga-enyere anyị aka ịnọsi ike n’ofufe Jehova ugbu a nakwa n’ọdịnihu?

  • Na-ekpe ụdị ekpere niile mgbe niile

  • Nwee ịhụnanya siri ike n’ebe ụmụnna gị nọ, na-akpakwa ha nso

  • Na-ele ọbịa

Ebe otu di na nwunye wetaara otu nna na ụmụ ya abụọ uwe na ihe oriri; ebe Ndịàmà Jehova na-arụzi ụlọ ọdachi na-emere onwe ya mebiri

JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘Olee ụzọ ndị m nwere ike isi gosi na m nwere ịhụnanya siri ike n’ebe ndị ọgbakọ anyị na ụmụnna nọ n’ụwa niile nọ, oleekwa ụzọ ndị m ga-esi na-ele ha ọbịa?’

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya