Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb20 Julaị p. 8
  • Dịrị Umeala n’Obi Mgbe A Na-aja Gị Mma

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Dịrị Umeala n’Obi Mgbe A Na-aja Gị Mma
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Kwesị Ntụkwasị Obi n’Ebe Jehova Nọ Mgbe Ọnwụnwa Bịaara Gị
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
  • Mgbakọ Distrikti Na-akpọ Òkù Na-akpali Akpali!—Jiri Ọṅụ Na-eto Jehova Site n’Ụbọchị Ruo n’Ụbọchị!
    Ozi Alaeze Anyi—1996
  • Toonụ Jehova, Bụ́ Chineke Anyị!
    Bụkuo Jehova Abụ
  • Toonụ Jehova Chineke Anyị
    Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
mwb20 Julaị p. 8

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Dịrị Umeala n’Obi Mgbe A Na-aja Gị Mma

Mgbe ụfọdụ, ndị mmadụ nwere ike ịja anyị mma ma ọ bụ too anyị. Ọ bụrụ na onye na-aja anyị mma bu ezigbo ihe n’obi na-aja anyị mma, ọ ga-agba anyị ume. (Ilu 15:23; 31:​10, 28) Ma, anyị kwesịrị ịkpachara anya ka ọ ghara ime ka anyị dịwa mpako ma ọ bụ chewe na anyị ka ndị ọzọ mma.

LEENỤ VIDIO BỤ́ GUZOSIE IKE N’EBE JEHOVA NỌ, OTÚ AHỤ JIZỌS MERE​—MGBE A NA-AJA GỊ MMA, ZAAKWANỤ AJỤJỤ NDỊ A:

  • Olee ihe ụfọdụ ndị mmadụ nwere ike iji maka ya jaa anyị mma?

  • Olee otú ụmụnna ndị ahụ si jaa Sergei mma?

  • Olee otú ha si jakata Sergei mma towazie ya otuto?

  • Gịnị ka ị mụtara n’otú Sergei si zaghachi ha n’ụzọ gosiri na ọ dị umeala n’obi?

Foto si na vidio bụ́ ‘Guzosie Ike n’Ebe Jehova Nọ, Otú Ahụ Jizọs Mere​—Mgbe A Na-aja Gị Mma,’ nke na-egosi ebe Sergei na ụmụnna ndị ọzọ nọ n’ụlọ otu nwanna, umụnna ụfọdụ ana-eto ya, ma ọ nabataghị ya.
    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya