Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb20 Ọktoba p. 6
  • E Mere Ka Ha Nwee Ike Ịrụ Ọrụ Jehova

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • E Mere Ka Ha Nwee Ike Ịrụ Ọrụ Jehova
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • È Nwere Ihe O Mere ma Ọ Bụrụ na E Nweghị Onye Na-ahụ Ihe Ị Na-arụ?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2015
  • Ndị Kwesịrị Ntụkwasị Obi N’oge Ochie, Bụ́ Ndị Mmụọ Nsọ Duru
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2011
  • Onyinye Mmụọ Nsọ nke Jehova Na-enye
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1992
  • Otú Mmụọ Chineke Si Duo Ndị Kraịst Na Narị Afọ Mbụ Na Otú O si Edu Ndị Kraịst Taa
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2011
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
mwb20 Ọktoba p. 6
Ebe Bezalel na Oholiab na-arụ ihe ndị e ji ọlaedo rụọ n’ụlọikwuu ahụ. Otu onye ji hama na-edozi nku cherọb ahụ ka ọ maa mma, onye ọzọ e jiri hama na-akụpụta ọlaedo.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | ỌPỤPỤ 35-36

E Mere Ka Ha Nwee Ike Ịrụ Ọrụ Jehova

35:​25, 26, 30-35; 36:​1, 2

Mmụọ nsọ Jehova nyeere Bezalel na Oholiab aka ịrụ ihe niile a chọrọ ịrụ n’ụlọikwuu. Mmụọ nsọ Jehova ga-enyekwara ndị ohu ya aka taa. Gịnị ka anyị ga-eme ka mmụọ nsọ nwee ike inyere anyị aka?

  • Anyị kwesịrị ịrịọ Jehova maka mmụọ nsọ ya ka o nyere anyị aka ịna-emekwu nke ọma n’ofufe ya

  • Anyị kwesịrị ịna-agụ Baịbụl kwa ụbọchị

  • Anyị kwesịrị itinye obi anyị niile n’ọrụ ọ bụla e nyere anyị

Foto ndị na-egosi: Ebe Ndịàmà Jehova na-eme ihe dị iche iche gbasara ofufe Chineke. 1. Ebe ụmụnna nwaanyị so na-arụ ụlọ ndị e ji eme ihe gbasara ofufe Chineke. 2. Ebe otu nwanna na-akwadebe iduzi ọmụmụ ihe ‘Ụlọ Nche.’ 3. Ebe otu nwanna na-ezi onye na-ere ahịa ozi ọma, nwanna ya na ya so ana-ele ma ndị na-emegide anyị hà na-abịa. 4. Ebe otu di na nwunye nọ n’Ụlọ Akwụkwọ Maka Ndị Na-ekwusa Ozi Ọma Alaeze.

Olee ọrụ Jehova nwere ike ime ka ị rụọ?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya