Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb21 Jenụwarị p. 2
  • Na-akpa Àgwà Dị Ọcha

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Na-akpa Àgwà Dị Ọcha
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Nọgide Na-egosi Otú Ị Hụruru Jehova n’Anya
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Ihe Ememme Ndị A Na-emere Jehova n’Oge A Kara Aka Na-akụziri Anyị
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Ì Chetara?
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2019
  • Jehova Na-eme Ka Ndị Ya Dị Iche n’Ụwa
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
mwb21 Jenụwarị p. 2
Ebe otu nwoke nwere ezinụlọ wepụrụ ihu ya ma mechie kọmputa ya ozugbo ọ hụrụ ihe na-adịghị mma na ya.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Na-akpa Àgwà Dị Ọcha

Jehova chọrọ ka àgwà anyị dị iche na nke ndị ụwa (Lev. 18:3; w19.06 28 ¶1)

Jehova kpọrọ ihe ndị a asị: Mmadụ idina nwanne ya, nwoke idina nwoke ibe ya ma ọ bụ nwaanyị idina nwaanyị ibe ya, na mmadụ idina anụmanụ (Lev. 18:6, 22, 23; w17.02 20 ¶13)

Jehova ga-ebibi ụwa ọjọọ a (Lev. 18:24, 25; Ilu 2:22; w14 7/1 7 ¶2)

Ekwensu achọghị ka anyị banye n’ụwa ọhụrụ. Ma, ihe ndị Jehova kwuru na Baịbụl ga-echebe anyị ka ọnyà Ekwensu ghara ịma anyị.

Olee otú anyị nwere ike isi gosi Jehova na anyị kpọrọ omume rụrụ arụ asị?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya