Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb21 Jenụwarị p. 3
  • Ndị Nne na Nna Kụzierenụ Ụmụ Unu Ihe Ndị Ha Kwesịrị Ịma

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ndị Nne na Nna Kụzierenụ Ụmụ Unu Ihe Ndị Ha Kwesịrị Ịma
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Gịnị Ga-eme Ka Unu Na-enwe Obi Ụtọ n’Ezinụlọ Unu?​—Nke 2
    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi—Ihe Ga-enyere Gị Aka Ịmụ Baịbụl
  • Ndị Nne na Nna—Chebenụ Ụmụ Unu!
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1998
  • Ndị Nne na Nna, Nyerenụ Ụmụ Unu Aka Ka Ha Hụ Jehova n’Anya
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2022
  • Ụmụ Anyị—ihe Nketa Dị Oké Ọnụ Ahịa
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2005
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
mwb21 Jenụwarị p. 3
Ebe nne na nna na-akụziri ụmụaka ha ihe ha kwesịrị ime ma mmadụ chọọ imetụ ha aka n’ebe na-adịghị mma, ụmụ ha ana-egosi otú ha ga-esi asị “Mba!”

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Ndị Nne na Nna Kụzierenụ Ụmụ Unu Ihe Ndị Ha Kwesịrị Ịma

Anyị bi n’ụwa ọtụtụ ndị na-ewere ihe ọma ka ihe ọjọọ, na-ewerekwa ihe ọjọọ ka ihe ọma. (Aịza. 5:20) Ọ dị mwute na ụfọdụ ndị na-eme ihe Jehova kpọrọ asị, ma nwoke na nwoke ibe ya na nwaanyị na nwaanyị ibe ya ime omume rụrụ arụ. Ụmụ akwụkwọ ma ọ bụ ndị ọzọ nwere ike ịchọ ịrata ụmụ anyị ka ha soro ha mewe omume rụrụ arụ. Olee otú unu ga-esi kwadebe ụmụ unu maka ụdị ihe a na ihe ndị ọzọ?

Kụzierenụ ụmụ unu iwu Jehova. (Lev. 18:3) Na-akụziri ha ihe Baịbụl kwuru banyere mmekọahụ. Ihe ị ga-akụziri ha ga-abụ ihe kwesịịrị afọ ole ha dị na ihe ha ga-aghọtali. (Diut. 6:7) Jụọ onwe gị, sị: ‘M̀ kụzierela ụmụ m ụzọ kwesịrị ekwesị e si egosi ịhụnanya, ihe mere anyị ji kwesị ịna-eyi uwe dị mma, na ihe mere ndị ọzọ ekwesịghị imetụ ha aka n’ebe na-ekwesịghị ekwesị? Ụmụ m hà ma ihe ha ga-eme ma mmadụ chọwa igosi ha ndị gba ọtọ ma ọ bụkwanụ chọwa ka ha mee ihe ọzọ Jehova kpọrọ asị?’ Ibu ụzọ mee ka ha mara ihe ndị a ga-enyere ha aka izere ọtụtụ nsogbu. (Ilu 27:12; Ekli. 7:12) Ị kụziere ụmụ gị ihe ndị i kwesịrị ịkụziri ha, ọ ga-egosi na ị hụrụ ihe nketa na-enweghị atụ Jehova nyere gị n’anya.—Ọma 127:3.

LEENỤ VIDIO BỤ́ WUO ỤLỌ NA-AGAGHỊ ADA ADA—CHEBE ỤMỤ GỊ KA ‘IHE ỌJỌỌ’ GHARA IME HA, ZAAKWANỤ AJỤJỤ NDỊ A:

  • Foto si na vidio bụ́ ‘Wuo Ụlọ Na-agaghị Ada Ada—Chebe Ụmụ Gị Ka ‘Ihe Ọjọọ’ Ghara Ime Ha.’ Ebe otu nwaanyị na nwa ya nwoke na-ele vidio bụ́ ‘Chebe Ụmụ Gị.’

    Gịnị mere o ji esiri ụfọdụ ndị ike ịkụziri ụmụ ha banyere mmekọahụ?

  • Foto si na vidio bụ́ ‘Wuo Ụlọ Na-agaghị Ada Ada—Chebe Ụmụ Gị Ka ‘Ihe Ọjọọ’ Ghara Ime Ha.’ Ebe otu nne na nna na-akụziri ụmụ abụọ ha akwụkwọ ‘Mụta Ihe Site n’Aka Onye Ozizi Ukwu Ahụ’ na akwụkwọ ndị ọzọ.

    Gịnị mere ndị nne na nna ji kwesị ịna-azụlite ụmụ ha “n’ọzụzụ na nduzi echiche nke si n’aka Jehova”?—Efe. 6:4

  • Foto si na vidio bụ́ ‘Wuo Ụlọ Na-agaghị Ada Ada—Chebe Ụmụ Gị Ka ‘Ihe Ọjọọ’ Ghara Ime Ha.’ Ebe otu nne na nna bụ́ ndị Afrịka na-akụziri ụmụ ha Baịbụl.

    Amamihe bụ ihe nchebe

    Olee ihe ndị nzukọ Jehova wepụtarala iji nyere ndị nne na nna aka ịkụziri ụmụ ha gbasara mmekọahụ?—w19.05 12, igbe dị na peeji ahụ

  • Gịnị mere o ji dị mkpa ka gị na ụmụ gị na-ekwurịta okwu nke ọma tupu nsogbu abịa?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya