Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb21 Jenụwarị p. 8
  • Afọ Jubili na Nnwere Onwe Anyị Ga-enwe n’Ọdịnihu

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Afọ Jubili na Nnwere Onwe Anyị Ga-enwe n’Ọdịnihu
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Jehova Na-eme Ka I Nwere Onwe Gị
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2019
  • Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2004
  • Jehova Na-eme Ka Ndị Ya Dị Iche n’Ụwa
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Otú Jehova Si Keere Ụmụ Izrel Ala Gosiri na Ọ Ma Ihe
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
mwb21 Jenụwarị p. 8

Ebe ndị ohu bụ́ ndị Izrel na-alọghachikwuru ezinụlọ ha na ala ha n’oge Jubili

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Afọ Jubili na Nnwere Onwe Anyị Ga-enwe n’Ọdịnihu

Afọ Jubili nyere aka mee ka iji ụgwọ na ịda ogbenye belata n’Izrel (Lev. 25:10; it-1 871; lee ihe e sere n’ihu akwụkwọ a)

Ire ala n’oge ụmụ Izrel pụtara ịgba ala ibe dabere n’ihe ala ahụ ga-emepụtali (Lev. 25:15; it-1 1200 ¶2)

Jehova gọziri ndị ya mgbe ha debere iwu banyere afọ Jubili (Lev. 25:18-22; it-2 122-123)

N’oge na-adịghị anya, mgbe ndị na-erubere Chineke isi ga-enwere onwe ha kpamkpam n’aka mmehie na ọnwụ, ha ga-erite uru ná nnwere onwe kachanụ a ga-enwe mgbe ahụ.—Rom 8:21.

Foto ndị na-egosi: Ebe ndị mmadụ na-edozi ụwa ka ọ ghọọ paradaịs. 1. Ndị na-ekpfusị unyi. 2. Ndị na-arụ ụlọ na okporo ụzọ. 3. Ilekọta ihe a kụrụ akụ.

Gịnị ka onye ọ bụla n’ime anyị ga-eme iji rite uru ná nnwere onwe Jehova kwere anyị ná nkwa?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya