Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb21 Mee p. 16
  • Mee Mkpebi Dị Mma Gbasara Mmanya Na-aba n’Anya

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Mee Mkpebi Dị Mma Gbasara Mmanya Na-aba n’Anya
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ì Nwere Echiche Chineke Banyere Ihe Ọṅụṅụ Ndị Na-aba n’Anya?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1996
  • Ọ̀ Dị Njọ Ịṅụ Mmanya Na-aba n’Anya?
    Teta!—2007
  • Olee Ihe Baịbụl Kwuru Gbasara Mmanya Na-aba n’Anya?
    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi—Ihe Ga-enyere Gị Aka Ịmụ Baịbụl
  • Nọgide Na-enwe Echiche Ziri Ezi Banyere Iji Ihe Ọṅụṅụ Na-aba n’Anya Eme Ihe
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2004
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
mwb21 Mee p. 16

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Mee Mkpebi Dị Mma Gbasara Mmanya Na-aba n’Anya

Foto si na vidio bụ́ ‘Chee Gbasara Nsogbu Mmanya Nwere Ike Ịkpatara Gị.’ Ebe agwọ ọjọọ si ná mmanya otu nwoke ji n’aka rịpụta.

Onye Kraịst ọ bụla kwesịrị ịna-ejide onwe ya n’ihe gbasara ịṅụ mmanya na-aba n’anya. (Ilu 23:20, 29-35; 1 Kọr. 6:9, 10) Ọ bụrụ na Onye Kraịst ekpebie na ọ ga-aṅụ mmanya na-aba n’anya, o kwesịghị ịṅụbiga ya okè. O kwesịghịkwa ịbụ ma ọ́ ṅụbeghị mmanya, ahụ́ agaghị ezu ya ike. Ọ ga-ezerekwa ime ka ndị ọzọ sụọ ngọngọ. (1 Kọr. 10:23, 24; 1 Tim. 5:23) O nweghị onye kwesịrị ịna-amanye ndị ọzọ, karịchaa ndị na-eto eto, ka ha ṅụọ mmanya na-aba n’anya.

LEENỤ VIDIO BỤ́ CHEE GBASARA NSOGBU MMANYA NWERE IKE ỊKPATARA GỊ, ZAAKWANỤ AJỤJỤ NDỊ A:

  • Gịnị mere Onye Kraịst ọ bụla ji kwesị ịna-erube isi n’iwu ndị gbasara ịṅụ mmanya na-aba n’anya?—Rom 13:1-4

  • Gịnị mere na anyị ekwesịghị ikwe ka ndị ọzọ manye anyị ịṅụ mmanya na-aba n’anya?—Rom 6:16

  • Olee otú anyị nwere ike isi zere nsogbu ndị gbasara mmanya na-aba n’anya?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya