Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb21 Julaị p. 2
  • Otú Jehova Chọrọ Ka E Si Na-efe Ya

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Otú Jehova Chọrọ Ka E Si Na-efe Ya
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe Ndị Ga-enyere Mmadụ Aka Ikpe Ikpe n’Ezi Omume
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Otú Iwu Jehova Nyere Ụmụ Izrel Si Gosi na O Ji Ndị Ogbenye Kpọrọ Ihe
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Otú Iwu Jehova Nyere Ụmụ Izrel Si Gosi na O Ji Ụmụ Nwaanyị Kpọrọ Ihe
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Jehova Ji Ndụ Mmadụ Kpọrọ Ihe
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
mwb21 Julaị p. 2

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Otú Jehova Chọrọ Ka E Si Na-efe Ya

Jehova chọrọ ka ụmụ Izrel jiri obi ha niile na mkpụrụ obi ha niile na-erubere ya isi, hụ ya n’anya, ma na-ejere ya ozi (Diut. 11:13; it-2 1007 ¶4)

Ọ chọrọ ka e bibie ihe niile e ji ekpere arụsị kpamkpam (Diut. 12:2, 3)

Ọ chọrọ ka onye ọ bụla na-efe ya n’otu ebe ọ họọrọ (Diut. 12:11-14; it-1 84 ¶3)

Jehova chọrọ ka ndị ya jiri obi ha niile na-efe ya, jụ ụdị ikpere arụsị niile ma dịrị n’otu.

Foto ndị na-egosi: Ndị na-eme Jehova obi ụtọ n’ihi otú ha si efe ya. 1. Ebe otu nwanna nwaanyị mere agadi na-ezi onye na-elekọta ya ozi ọma. 2. Ebe otu nwoke na-agba ihe ndị o ji eme mgbaasị ọkụ. 3. Ebe ụmụnna nwaanyị atọ si n’agbụrụ dị iche iche nọ ná mgbakọ mba niile.
    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya