Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb21 Julaị p. 12
  • ‘Ngọzi A Niile Ga-achụkwute Gị’

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • ‘Ngọzi A Niile Ga-achụkwute Gị’
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Wepụ Anya Gị n’Ihe Na-abaghị Uru
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Jehova na Devid Gbara Ndụ
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Otú Job Si Zere Omume Rụrụ Arụ
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Mụta Ihe n’Ihe Atụ Ndị Dị n’Abụ E Si n’Ike Mmụọ Nsọ Dee
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
mwb21 Julaị p. 12
Ebe otu ezinụlọ bụ́ ndị Izrel ji obi ụtọ na-akparịta ụka n’okpuru osisi dị n’akụkụ ụlọ ha. Ụmụ atụrụ nọkwa ebe dị nso n’ebe ahụ na-ata ahịhịa.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

‘Ngọzi A Niile Ga-achụkwute Gị’

Ndị na-ege Jehova ntị na-enweta ọtụtụ ngọzi (Diut. 28:1, 3-6; w10 12/15 19 ¶18)

Ngọzi Jehova ga-abịara ndị na-erubere ya isi (Diut. 28:2; w01 9/15 10 ¶2)

Jehova chọrọ ka anyị ‘jiri ọṅụ na obi ụtọ’ na-erubere ya isi (Diut. 28:45-47; w10 9/15 8 ¶4)

Ebe ụmụnna si n’agbụrụ dị iche iche nọkọrọ ọnụ na-eri nri mgbe a gbasara mgbakọ.

Ndị na-erubere Jehova isi na-enweta ngọzi ya ugbu a. N’oge na-adịghịkwa anya, ngọzi ndị o kwere nkwa inye ha n’ọdịnihu ga-erute ha aka.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya