Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb22 Jenụwarị p. 5
  • Ihe Ndị Jehova Kere Na-eme Ka Obi Sikwuo Anyị Ike na O Nwere Amamihe

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe Ndị Jehova Kere Na-eme Ka Obi Sikwuo Anyị Ike na O Nwere Amamihe
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Otú Aṅụ A Na-akpọ Bumblebee Si Efe Ka Ikuku Ghara Ibufu Ya
    È Kere Ya Eke?
  • Olee Otú Ụmụ Ahụhụ Si Achara Ibe Ha n’Ụzọ?
    È Kere Ya Eke?
  • Usuu Ndị Agha Azọlie Ije!
    Teta!—2003
  • Ndị Ọkachamara n’Ikpofu Unyi n’Ala Ụmụ Ahụhụ
    Teta!—2002
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
mwb22 Jenụwarị p. 5
Foto ndị na-egosi: 1. Ebe ụmụ ahụhụ bu ahịhịa na-aga. 2. Ebe aṅụ chọrọ ibere n’okoko osisi.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Ihe Ndị Jehova Kere Na-eme Ka Obi Sikwuo Anyị Ike na O Nwere Amamihe

Jehova ọ̀ na-ama ihe ga-akacha abara anyị uru mgbe niile? Ehenụ. N’ihi ya, anyị ga-egosi na anyị ma ihe ma ọ bụrụ na anyị ana-eme ihe ọ bụla ọ sịrị anyị mee. (Ilu 16:​3, 9) Ma, o nwere ike isitụrụ anyị ike ma ọ bụrụ na ihe ọ sịrị anyị mee adabaghị n’ihe anyịnwa chọrọ ime. Ichebara ihe ndị Jehova kere echiche ga-eme ka obi sikwuo anyị ike na Jehova nwere amamihe.​—Ilu 30:​24, 25; Rom 1:20.

LEENỤ VIDIO BỤ́ È KERE YA EKE? OLEE OTÚ ỤMỤ AHỤHỤ SI ACHARA IBE HA N’ỤZỌ? ZAAKWANỤ AJỤJỤ NDỊ A:

  • Olee ihe ọtụtụ ụmụ ahụhụ na-emekarị kwa ụbọchị?

  • Olee otú ụmụ ahụhụ si achara ibe ha n’ụzọ?

  • Gịnị ka ndị mmadụ nwere ike ịmụta n’otú ụmụ ahụhụ si aga?

LEENỤ VIDIO BỤ́ È KERE YA EKE? OTÚ AṄỤ A NA-AKPỌ BUMBLEBEE SI EFE KA IKUKU GHARA IBUFU YA, ZAAKWANỤ AJỤJỤ NDỊ A:

  • Olee ihe na-esiri ndị mmadụ ike ma ha na-anya obere ụgbọelu?

  • Olee otú aṅụ a na-esi efe ka ikuku ghara ibufu ya?

  • Gịnị ka ndị mmadụ nwere ike ilere anya n’aṅụ a rụpụta otu ụbọchị?

Olee ihe ndị Jehova kere ị na-ahụ n’ebe i bi na-egosi na o nwere amamihe?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya