Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb22 Jenụwarị p. 13
  • Ihe Anyị Ga-amụta n’Aka Samuel

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe Anyị Ga-amụta n’Aka Samuel
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Samuel Kwalitere Ezi Ofufe
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2007
  • O “Wee Na-eto n’Ebe Jehova Nọ”
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2010
  • O “Wee Na-eto n’Ebe Jehova Nọ”
    Ṅomie Okwukwe Ha
  • Ọ Tachiri Obi n’Agbanyeghị na Ihe Agaghị Otú Ọ Tụrụ Anya Ya
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2011
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
mwb22 Jenụwarị p. 13
Foto ndị na-egosi: Ihe ndị e gosiri na vidio bụ́ “Mụta Ihe n’Aka Ha​—Samuel.” 1. Danny. 2. Samuel mgbe ọ bụ nwata.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Ihe Anyị Ga-amụta n’Aka Samuel

Samuel rubeere Jehova isi ná ndụ ya niile. Mgbe ọ bụ nwata, o kweghị ebi ndụ ọjọọ ka ụmụ Ịlaị bụ́ Họfnaị na Finihas. (1 Sam. 2:​22-26) Jehova nọnyeere Samuel ka ọ na-eto. (1 Sam. 3:19) Mgbe o mere agadi, ọ nọkwa na-efe Jehova n’agbanyeghị na ụmụ ya emeghị otú ahụ.​—1 Sam. 8:​1-5.

Gịnị ka anyị ga-amụta n’aka Samuel? Ọ bụrụ na ị bụ onye na-eto eto, obi sie gị ike na Jehova ma nsogbu ndị na-abịara gị nakwa otú obi na-adị gị. Ọ ga-enyere gị aka inwe obi ike. (Aịza. 41:​10, 13) Ọ bụrụ na ị bụ nne ma ọ bụ nna nwa ya kwụsịrị ife Jehova, ka akụkọ Samuel kasie gị obi. O nweghị otú Samuel gaara esi manye ụmụ ya torola eto ịnọgide na-efe Jehova. O nyefere Jehova ihe niiile n’aka ma nọgide na-erubere ya isi. O mere Jehova obi ụtọ. Otú i si erubere Jehova isi nwere ike ime ka nwa gị lọghachikwute Jehova.

LEENỤ VIDIO BỤ́ MỤTA IHE N’AKA HA​—SAMUEL, ZAAKWANỤ AJỤJỤ NDỊ A:

  • Foto si na vidio bụ́ “Mụta Ihe n’Aka Ha​—Samuel.” Ebe Samuel bu nkụ n’ogige ụlọikwuu.

    Olee otú Samuel si gosi na o nwere obi ike mgbe ọ bụ nwata?

  • Foto si na vidio bụ́ “Mụta Ihe n’Aka Ha​—Samuel.” Ebe Danny bịakwutere nwanne ya nwoke nke tọrọ ya, na-ajụ ya banyere ndụ ihu abụọ ọ na-ebi.

    Olee otú Danny si gosi na o nwere obi ike?

  • Foto si na vidio bụ́ “Mụta Ihe n’Aka Ha​—Samuel.” Samuel onye amụma mgbe o merela agadi.

    Olee otú Samuel si mee ihe anyị kwesịrị iṅomi mgbe o mere agadi?

  • Foto si na vidio bụ́ “Mụta Ihe n’Aka Ha​—Samuel.” Nne na nna Danny mgbe ha na Danny gachara ozi ọma.

    Jehova na-agọzi ndị nọgidere na-eme ihe ziri ezi

    Olee otú nne na nna Danny si mee ihe anyị kwesịrị iṅomi?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya