AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Nọgide Na-adị Umeala n’Obi Mgbe Ihe Na-agaziri Gị
Ndị Izrel toro Devid (1 Sam. 18:5-7; w04 4/1 15 ¶4)
Jehova mere ka ihe niile Devid na-eme na-aga nke ọma (1 Sam. 18:14)
Devid nọgidere na-adị umeala n’obi (1 Sam. 18:22, 23; w18.01 28 ¶6-7)
Gịnị mere o ji dị mkpa ka anyị nọgide na-adị umeala n’obi ma Jehova gọzie anyị? Gịnị ga-enyere anyị aka ịnọgide na-adị umeala n’obi?