AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Ị̀ Na-eme Ihe Ọ Bụla Batara Gị n’Uche Ozugbo?
Mgbe Devid rịọrọ Nebal ka o nyetụ ha ihe, Nebal kparịrị ya (1 Sam. 25:7-11; ia 78 ¶10-12)
Ihe mbụ batara Devid n’uche bụ igbu ụmụ nwoke niile nọ n’ezinụlọ Nebal (1 Sam. 25:13, 21, 22)
Abigel nyeere Devid aka ka ikpe ọbara ghara ịma ya (1 Sam. 25:25, 26, 32, 33; ia 80 ¶18)
JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘M̀ na-eme ihe ọ bụla batara m n’uche ma iwe wee m, ma m gaa ịzụ ihe, ma ọ bụ ma m daa mbà n’obi? Ka m̀ na-ebu ụzọ chee ihe nwere ike ime ma m mee ihe ahụ batara m n’uche ozugbo?’—Ilu 15:28; 22:3.