Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb22 Julaị p. 6
  • Tụkwasị Jehova Obi Ka O Nyere Gị Aka

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Tụkwasị Jehova Obi Ka O Nyere Gị Aka
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Jehova na Devid Gbara Ndụ
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Jehova Bụ Chi Na-ekpe Ikpe Ziri Ezi
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Ị̀ Na-ekwe Ka Onyinye Gị Fuo Gị Ihe?
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Amnọn Kpatara Ọdachi n’Ihi Ịchọ Naanị Ọdịmma Onwe Ya
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
mwb22 Julaị p. 6

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Tụkwasị Jehova Obi Ka O Nyere Gị Aka

Jehova na-anụ mgbe anyị na-akpọ ya ka o nyere anyị aka (2 Sam. 22:7)

Jehova ka onye iro ọ bụla ike (2 Sam. 22:14-18; cl 19 ¶11)

Jehova anaghị ahapụ anyị ma anyị jidesie ya aka ike (2 Sam. 22:26; w10 6/1 26 ¶4-6)

Foto ndị na-egosi: 1. Ebe otu nwa agbọghọ bụ́ nwanna nwaanyị nọ ọdụ n’ala, kpudo ihu n’ala, mama ya ana-abara ya mba ma na-adọkasị akwụkwọ ya. 2. Ebe nwanna nwaanyị ahụ na-agụ Baịbụl ya. 3. Ebe ya na ụmụnna na-ekwurịta okwu n’Ụlọ Nzukọ Alaeze.

Jehova ga-emeli ka nsogbu anyị kwụsị. Ma ọtụtụ mgbe, ihe ọ na-eme bụ iji mmụọ nsọ ya, Okwu ya, na ụmụnna anyị enyere anyị aka idi ha. (Ọma 55:22) Olee ihe anyị ga-eme ka Chineke nwee ike inyere anyị aka?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya