Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb23 Jenụwarị p. 9
  • Jehova Na-enyere Anyị Aka Mgbe Nsogbu Bịaara Anyị

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Jehova Na-enyere Anyị Aka Mgbe Nsogbu Bịaara Anyị
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Na-echeta na Jehova Bụ “Chineke Dị Ndụ”
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2024
  • Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2017
  • E Nweghị Mgbe Anyị Nọ Naanị Anyị
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2025
  • Otú Jehova Si Enyere Anyị Aka Ịtachi Obi
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2025
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
mwb23 Jenụwarị p. 9
Ebe otu di na nwunye na ụmụaka ha abụọ si n’Ịntanet na-ahụ ndị ọgbakọ ha n’ọmụmụ ihe ma na-ekele ha.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Jehova Na-enyere Anyị Aka Mgbe Nsogbu Bịaara Anyị

N’oge ikpeazụ a, ọtụtụ nsogbu na-abịara anyị. Mgbe ụfọdụ, o nwere ike ịna-adị anyị ka anyị agaghịzi edili nsogbu ndị na-abịara anyị. Ma ọ bụrụ na anyị anọgide na-abịaru Jehova nso, ọ ga-enyere anyị aka idi nsogbu ndị siiri anyị ezigbo ike. (Aịza. 43:2, 4) Olee otú anyị ga-esi bịaruo Jehova nso mgbe nsogbu bịaara anyị?

Ekpere. Ọ bụrụ na anyị akọọrọ Jehova otú ọ dị anyị n’obi, ọ ga-enye anyị udo na ume anyị ga-eji edi nsogbu anyị.​—Fil. 4:6, 7; 1 Tesa. 5:17.

Ọmụmụ ihe. Okwu si na Baịbụl a na-agwa anyị n’ọmụmụ ihe na otú anyị na ụmụnna anyị si akparịta ma na-ekelerịta n’ọmụmụ ihe dị anyị mkpa ugbu a karịa mgbe ọ bụla ọzọ. (Hib. 10:24, 25) Ọ bụrụ na anyị ana-akwadebe ọmụmụ ihe, na-aga ọmụmụ ihe, na-azakwa ajụjụ, ọ pụtara na anyị na-anabata aka Jehova ji mmụọ nsọ ya na-enyere anyị.​—Mkpu. 2:29.

Ozi ọma. Ọ bụrụ na anyị agbaa mbọ na-ekwusasi ozi ọma ike, ọ ga-adịrị anyị mfe ịna-eche banyere ihe ọma ndị Jehova na-emere anyị. Ọ ga-emekwa ka anyị na Jehova na ndị ọzọ anyị na ha na-arụkọ ọrụ dịkwuo ná mma.​—1 Kọr. 3:5-10.

LEENỤ VIDIO BỤ́ JEHOVA GA-AKPỌRỌ GỊ, ZAAKWANỤ AJỤJỤ NDỊ A:

  • Gịnị nyeere Malu aka ịnọgide na-efe Jehova mgbe nsogbu bịaara ya?

  • Olee otú ihe e dere n’Abụ Ọma 34:18 ga-esi kasie anyị obi mgbe nsogbu bịaara anyị otú ahụ ọ kasiri Malu?

  • Olee otú ihe mere Malu si gosi na Jehova na-enye anyị “ike karịrị ike mmadụ” mgbe nsogbu bịaara anyị?​—2 Kọr. 4:7

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya