Ebe Devid na-egosi Solomọn ndị omenkà ga-enyere ya aka ịrụ ụlọ nsọ, na-enyekwa ya ihe ndị ọ ga-eji arụ ya
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Nyere Ndị Na-eto Eto Aka Ka Ha Na-eme Nke Ọma
O doro Devid anya na Jehova ga-enyere Solomọn aka ịrụcha ụlọ nsọ Chineke (1 Ihe 22:5; w17.01 29 ¶8)
Devid gbara Solomọn ume ka ọ tụkwasị Jehova obi ma mee ihe ndị o kwesịrị ime (1 Ihe 22:11-13)
Devid mere ihe niile o nwere ike ime iji nyere Solomọn aka (1 Ihe 22:14-16; w17.01 29 ¶7; lee ihe e sere n’ihu akwụkwọ a)
JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘Olee otú m ga-esi nyere ndị na-eto eto nọ n’ọgbakọ anyị aka ịna-enwe obi ụtọ ma na-eme nke ọma n’ofufe Jehova?’—w18.03 11-12 ¶14-15.