Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb23 Jenụwarị p. 15
  • Jiri Ndụmọdụ Ndị Dị na Baịbụl Nyere Ụmụ Gị Aka Ịna-eme Nke Ọma

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Jiri Ndụmọdụ Ndị Dị na Baịbụl Nyere Ụmụ Gị Aka Ịna-eme Nke Ọma
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ka Mkpebi Ndị Ị Na-eme Gosi na Ị Tụkwasịrị Jehova Obi
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Gee Ntị Ka Ị Nụ Mgbe A Ga-aza Ajụjụ Ndị A
    2025-2026 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Sekit nke Onye Nlekọta Sekit
  • Gee Ntị Ka Ị Nụ Mgbe A Ga-aza Ajụjụ Ndị A
    2025-2026 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Sekit nke Onye Na-anọchite Anya Alaka Ụlọ Ọrụ
  • Ịgụ Baịbụl Kwa Ụbọchị na Ịchọ Amamihe
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
mwb23 Jenụwarị p. 15
Foto ndị na-egosi: Ebe otu di na nwunye na-azụ nwa ha nwaanyị ka ọ na-etolite. 1. Ebe nne ya ji akwụkwọ “Mụta Ihe Site n’Aka Onye Ozizi Ukwu Ahụ” na-akụziri ya ihe. 2. Mgbe o totụrụla, nna ya nọ na-egosi ya otú ọ ga-esi na-amụ isiokwu dị ‘n’Ụlọ Nche.’ 3. Ebe ọ na-ezi otu nwaanyị ozi ọma mgbe ọ ghọrọla nwa agbọghọ.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Jiri Ndụmọdụ Ndị Dị na Baịbụl Nyere Ụmụ Gị Aka Ịna-eme Nke Ọma

Ndị nne na nna bụ́ Ndị Kraịst chọrọ ka ụmụ ha na-enwe obi ụtọ n’ozi ha na-ejere Jehova. Ndị nne na nna ga-enyere ụmụ ha aka ịna-eme nke ọma ma ha jiri ndụmọdụ ndị dị na Baịbụl na-azụ ha.​—Ilu 22:6.

  • Mee ka ọ dịrị ụmụ gị mfe ịna-agwa gị okwu.​—Jems 1:19

  • Na-eme ihe dị mma ka ụmụ gị si n’aka gị mụta ya.​—Diut. 6:6

  • Na-emechi ihe gbasara ofufe Chineke anya.​—Efe. 6:4

LEENỤ VIDIO BỤ́ WUO ỤLỌ NA-AGAGHỊ ADA ADA​—ZỤLITE ỤMỤ GỊ ‘DỊ KA ỤZỌ KWESỊRỊ HA SI DỊ,’ ZAAKWANỤ AJỤJỤ NDỊ A:

  • Olee otú ndị nne na nna ga-esi gosi na ha anaghị emefe ihe ókè?

  • Olee otú ndị nne na nna nwere ike isi mee ihe e kwuru na Jems 1:19?

  • Olee ihe ndị mụrụ ụmụ ga-eme ma e nwee nsogbu?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya