Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb23 Mee p. 7
  • “Jehova Nwere Ike Inye Gị Ihe Karịrị Ya”

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • “Jehova Nwere Ike Inye Gị Ihe Karịrị Ya”
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • “Tụkwasịnụ Jehova Bụ́ Chineke Unu Obi”
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Olee Mgbe Anyị Kwesịrị Ịtụkwasị Jehova Obi?
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Ị̀ Na-erite Ezigbo Uru n’Okwu Chineke?
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Izukọta Ọnụ Na-abara Anyị Uru
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
mwb23 Mee p. 7

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

“Jehova Nwere Ike Inye Gị Ihe Karịrị Ya”

Amazaya goro ndị agha ka ha lụso ndị iro Chineke agha (2 Ihe 25:5, 6)

Onye nke ezi Chineke gwara Amazaya ka ọ gwa ndị agha ahụ o goro ka ha laa (2 Ihe 25:7, 8; it-1 1266 ¶6)

Jehova nwere ike ime ka Amazaya nwetaghachi ihe karịrị ego niile o mefuru iji goo ndị agha ahụ (2 Ihe 25:9, 10)

Foto ndị na-egosi: Ebe otu nwanna nwaanyị bụ́ nwa agbọghọ na-eche banyere ụzọ ihe abụọ o nwere ike iji ndụ ya eme. 1. Ebe ya na nwa klas ya na-abụghị Onyeàmà Jehova so na-aga akwụkwọ; ebe ya na nwanna nwaanyị katarala ahụ́ so n’ozi ọma. 2. Ebe ọ nọ n’ebe ọ na-arụ ọrụ chi ejie; ebe o ji obi ụtọ soro na-arụrụ nzukọ Jehova ụlọ. 3. Ebe ọ na-akụzi ihe n’ụlọ ọrụ ha; ebe ọ na-amụrụ otu nwaanyị Baịbụl.

JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘Olee ihe ndị m nwere ike ịhapụ ka m nwee ike ịna-efekwu Jehova nke ọma? Olee ngọzi ndị m ga-enweta ma m mee otú ahụ?’​—Mal. 3:10; w21.08 30 ¶16.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya