Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb23 Nọvemba p. 15
  • Ihe Mere Ile Ndị Gba Ọtọ Ji Bụrụ Ihe Ọjọọ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe Mere Ile Ndị Gba Ọtọ Ji Bụrụ Ihe Ọjọọ
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Olee Otú M Nwere Ike Isi Zere Ihe Na-akpali Agụụ Mmekọahụ?
    Teta!—2008
  • Gịnị Mere Ekwesịghị M Ile Foto Ndị Gba Ọtọ?
    Ajụjụ Ndị Na-eto Eto Na-ajụ—Azịza Ndị Na-adị Irè, Nke 2
  • Mmadụ Ikiri Ndị Gba Ọtọ Ò Nwere Ihe O Mere?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2013
  • Ihe Ọjọọ Ikiri Ihe Ndị Na-akpali Agụụ Mmekọahụ Na-akpata
    Teta!—2003
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
mwb23 Nọvemba p. 15

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Ihe Mere Ile Ndị Gba Ọtọ Ji Bụrụ Ihe Ọjọọ

Taa, ebe ndị mmadụ nwere ike ile ndị gba ọtọ juru eju bara abara, ịga n’ebe ndị ahụ dịkwa ezigbo mfe. Ọtụtụ ndị na-eche na ile ndị gba ọtọ enweghị ihe o mere. Ụfọdụ ndị chọọchị na-echedị otú ahụ.

Foto ndị na-egosi: Foto ndị si na vidio bụ́ “Ile Ndị Gba Ọtọ Ọ̀ Bụ Mmehie n’Anya Chineke?” 1. Ebe ụmụ nwoke abụọ na otu nwaanyị na-apị ekwentị ha n’ebe a na-echere ụgbọala. Ụmụ nwoke abụọ ahụ gara ebe a na-ele ndị gba ọtọ n’Ịntanet. 2. Ebe otu n’ime ụmụ nwoke ahụ na nwunye ya nọzi na-agụ isiokwu bụ́ “Baịbụl Ò Kwuru na Ile Ndị Gba Ọtọ Adịghị Mma?” na jw.org.

LEENỤ VIDIO BỤ́ ILE NDỊ GBA ỌTỌ Ọ̀ BỤ MMEHIE N’ANYA CHINEKE?, ZAAKWANỤ AJỤJỤ A:

Olee otú amaokwu ndị a nwere ike isi nyere anyị aka ịghọta otú Chineke si were ile ndị gba ọtọ?

  • 1 Kọr. 6:9, 10

  • Mat. 5:28

  • Kọl. 3:5

  • Jems 1:14, 15

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya