Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • wp21 nke 2 p. 3
  • Ụwa Ọhụrụ Dị Anyị Mkpa

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ụwa Ọhụrụ Dị Anyị Mkpa
  • Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2021
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Gịnị Ka Baịbụl Kwuru Gbasara Ọrịa Ndị Zuru Ụwa Ọnụ?
    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara
  • Olee Nsogbu Ị Ga-achọ Ka Ọ Kwụsị?
    Teta!—2012
  • Olee Mgbe A Ga-akwụsị Ịlụ Agha Ndị A Na-alụ Ugbu A?—Gịnị Ka Baịbụl kwuru?
    Isiokwu Ndị Ọzọ
  • Gịnị Mere E Ji Enwekarịzi Ọdachi Ndị Na-emere Onwe Ha?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2011
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2021
wp21 nke 2 p. 3
Ebe otu nwoke na-achọghị ịnụ akụkọ ọjọọ. Akụkọ a na-akọ gbasara agha, ọrịa, tigbuo zọgbuo, na nsogbu ndị ọzọ na-agbawa obi karịrị akarị nke na ọ chọghịzi ịnụ ha.

Ụwa Ọhụrụ Dị Anyị Mkpa

Odeakwụkwọ Ukwu Òtù Mba Ụwa aha ya bụ António Guterres kwuru, sị, “Nsogbu juru n’ụwa anyị a.” Ihe a o kwuru ọ́ bụghị eziokwu?

Anyị na-anụkarị akụkọ gbasara

  • Ọrịa dị iche iche

  • Ọdachi ndị na-emere onwe ha

  • Ịda ogbenye na agụụ

  • Imetọ ụwa na oké okpomọkụ

  • Arụrụala, tigbuo zọgbuo, na nrụrụaka

  • Agha

O doro anya na ụwa ọhụrụ dị anyị mkpa, ya bụ, ụwa

  • Ahụ́ ga-agbasi onye ọ bụla ike na ya

  • Ahụ́ ga-eru onye ọ bụla ala

  • Nri ga-abụ atụrụ tawa

  • A na-enweghị ebe ruru unyi

  • A na-enweghị onye a ga-emegbu

  • Udo zuru ebe niile

Ma, oleekwanụ ihe ụwa ọhụrụ pụtara?

Gịnị ga-eme ụwa a anyị bi n’ime ya?

Olee ihe anyị ga-eme ka anyị biri n’ụwa ọhụrụ?

Ụlọ Nche a ga-esi na Baịbụl zaa ajụjụ ndị a nakwa ajụjụ ndị ọzọ yiri ha. Ihe ọ zara ga-akasikwa gị obi.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya