Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • wp21 nke 3 p. 3
  • Onye Ọ Bụla Chọrọ Ka Ihe Dịrị Ya ná Mma

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Onye Ọ Bụla Chọrọ Ka Ihe Dịrị Ya ná Mma
  • Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2021
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Okwu mmalite
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2021
  • Ihe Ga-eme Ka Ihe Dịrị Gị ná Mma n’Ọdịnihu
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2021
  • Ịbụ Ezigbo Mmadụ Ọ̀ Ga-eme Ka Ihe Dịrị Gị ná Mma n’Ọdịnihu?
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2021
  • Inwe Ego na Ịgụ Oké Akwụkwọ Hà Ga-eme Ka Ihe Dịrị Gị ná Mma n’Ọdịnihu?
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2021
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2021
wp21 nke 3 p. 3
Ebe otu nne na nna na obere nwa ha nwaanyị na-ele otu osisi mara mma.

Onye Ọ Bụla Chọrọ Ka Ihe Dịrị Ya ná Mma

Olee otú ị chọrọ ka ihe dịrị gị n’ọdịnihu? Ọ ga-abụ na ị chọrọ ka gị na ezinụlọ gị na-enwe obi ụtọ, ka ahụ́ gbasie unu ike, ka unu biri n’udo, nakwa ka ihe gaziere unu. Ọtụtụ ndị chọkwara ihe ndị a.

Ma, obi esighị ọtụtụ ndị ike na ihe ga-adịrị ha ná mma n’ọdịnihu otú ahụ ha chọrọ. Ha ahụla ka ihe ụfọdụ ha na-atụghị anya ha, dị ka ọrịa koronavaịrọs, mere ná mberede ma ghasaa ndụ ha, mee ka ha daa ogbenye, gbuodị ọtụtụ ndị. Ọ bụ ihe ndị a mere ha ji chee na ihe agaghị adịrị ha ná mma n’ọdịnihu.

Ihe ndị a emeekwala ka ndị mmadụ chọọ ịmata ihe ga-eme ka ihe dịrị ha ná mma n’ọdịnihu. Ụfọdụ ndị chere na ọ bụ akara aka ma ọ bụ inwe ihu ọma ga-eme ya. E nwekwara ndị nke chere na ọ bụ ịgụ oké akwụkwọ na inwe ego ga-eme ka ihe dịrị ha ná mma. Ndị ọzọ echeekwanụ na ọ gwụchaala ịbụ ezigbo mmadụ ga-eme ya.

È nwere nke ọ bụla n’ime ihe ndị ahụ ga-eme ka ihe dịrị gị ná mma n’ọdịnihu? Iji chọpụta, tụlee ajụjụ ndị na-esonụ:

  • Gịnị ga-eme ka ihe dịrị gị ná mma n’ọdịnihu?

  • Ọ̀ bụ ịgụ oké akwụkwọ na inwe ego?

  • Ọ̀ bụ ịbụ ezigbo mmadụ?

  • Olee ihe ga-enyere gị aka ịmata ihe ị ga-eme ka ihe dịrị gị ná mma n’ọdịnihu?

Ụlọ Nche a ga-enyere gị aka ịmata azịza ha.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya