Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • w24 Jun p. 32
  • Ì Nwere Okwukwe?

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ì Nwere Okwukwe?
  • Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2024
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Nwee Okwukwe ná Nkwa Ndị Jehova Kwere
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2016
  • “Nyekwuo Anyị Okwukwe”
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2015
  • Okwukwe Na-eme Ka Anyị Nwee Obi Ike
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2019
  • Nwee Okwukwe nke Dabeere n’Eziokwu
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1991
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2024
w24 Jun p. 32

IHE BAỊBỤL KWURU

Ì Nwere Okwukwe?

Anyị ga-enwerịrị okwukwe ma anyị chọọ ime ihe dị Jehova mma. Ma, Baịbụl kwuru na “ọ bụghị mmadụ niile nwere okwukwe.” (2 Tesa. 3:2) Pọl onyeozi kwuru ihe a banyere ndị na-emegide ya, ndị bụ́ “ndị ọjọọ na ndị obi fere azụ,” ndị ọ chọrọ ka Chineke napụta ya n’aka ha. Ma, ihe o kwuru banyere okwukwe gbasakwara ndị ọzọ. Ụfọdụ kpebiri na ha agaghị ekweta ihe doro anya na-egosi na e nwere Chineke kere ihe niile. (Rom 1:20) E nwekwara ndị nwere ike ịsị na ha nwere okwukwe n’ihi na ha kweere n’ihe ma ọ bụ n’onye ka ụmụ mmadụ ike. Mana, naanị ihe ahụ ha kweere abụghị okwukwe ha kwesịrị inwe iji mee ihe dị Jehova mma.

Obi kwesịrị isi anyị ezigbo ike na Jehova dị adị nakwa na “ọ na-akwụ” ndị nwere okwukwe siri ike “ụgwọ ọrụ.” (Hib. 11:6) Anyị chọọ inwe ụdị okwukwe a, anyị ga-enwe mmụọ nsọ Chineke. Anyị chọọkwa inweta mmụọ nsọ, anyị kwesịrị ịrịọ Jehova ka o nye anyị ya. (Luk 11:9, 10, 13) Ihe ọzọ dị mkpa anyị ga-eme iji nweta mmụọ nsọ bụ ịgụ Okwu Chineke nke si n’ike mmụọ nsọ. Anyị ga-enwezi ike ichebara ihe anyị gụrụ echiche ma na-agba mbọ ime ihe anyị mụtara. Anyị mee ya, anyị na-ekwe ka mmụọ nsọ Jehova nyere anyị aka ibi ndụ otú na-egosi na anyị nwere okwukwe nke na-eme ya obi ụtọ.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya