Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • yb15 p. 2-3
  • Isiokwu Afọ 2015

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Isiokwu Afọ 2015
  • Akwụkwọ Mgbaafọ Ndịàmà Jehova nke 2015
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Na-ekele Jehova Ka Ọ Gọzie Gị
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2015
  • “Bụrụkwanụ Ndị Na-ekele Ekele”
    Ozi Alaeze Anyi—1997
  • “Keleenụ Jehova”
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
  • Tụkwasị Jehova, Bụ́ “Chineke Nke Nkasi Obi Niile,” Obi
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2011
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Akwụkwọ Mgbaafọ Ndịàmà Jehova nke 2015
yb15 p. 2-3
Foto dị na peeji nke 2, 3

Isiokwu Afọ 2015

“Keleenụ Jehova, n’ihi na ọ dị mma.”​—Abụ Ọma 106:1

Ụmụ Izrel kwesịrị ikele Jehova n’ihi na ọ napụtara ha n’aka Fero na ndị agha ya n’Oké Osimiri Uhie. Anyị kwesịkwara iji obi anyị niile na-ekele Jehova. Nke bụ́ eziokwu bụ na anyị nwere ike ịda mbà n’obi ma ọnwụnwa tara akpụ bịara anyị. N’oge ahụ, icheta ihe ọma Jehova meerela anyị ga-akasi anyị obi, meekwa ka okwukwe anyị sikwuo ike.

Otu n’ime ihe ọma Jehova meere anyị bụ na o kwere anyị nkwa na ọ ga-anapụta anyị n’ihe ọ bụla na-akpatara anyị nsogbu na obi erughị ala. Obi siri anyị ike na Jehova agaghị ahapụ anyị n’agbanyeghị ihe isi ike ọ bụla anyị nwere ike inwe. Jehova, Onye na-azụ anyị dị ka atụrụ, hụrụ anyị n’anya. Ọ na-enyekwa anyị ihe ọ bụla dị anyị mkpa ka anyị nwee ike ife ya nke ọma. Ọ dịghị mgbe Jehova ga-ahapụ anyị. Ọ bụ ‘ebe mgbaba anyị na ike anyị. Ọ dịkwa njikere inyere anyị aka n’oge nsogbu.’ (Ọma 46:1) Ọ bụrụ na anyị ana-atụgharị uche ná ngọzi ndị a, ọ ga-eme ka anyị die nsogbu ọ bụla kacha taa akpụ nwere ike ịbịara anyị. N’afọ a, ka anyị niile na-atụgharị uche n’ihe ọma ndị ahụ Jehova meere anyị. Ka ha meekwa ka anyị ‘kelee Jehova, n’ihi na ọ dị mma.’—Ọma 106:1.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya