MỤTA IHE N’AKA NDỊ ENYI JEHOVA
Debora
Jiri ihe a a na-ebipụta ebipụta chọpụta ihe ị ga-amụta n’aka Debora, bụ́ enyi Jehova.
Ndị nne na nna, unu na ụmụ unu gụọ Ndị Ikpe 4:4-10, kwurịtakwanụ ihe unu mụtara.
Were ma bipụta ya.
Chakapụta ebe ndị e kwesịrị ịchakapụta na peeji a, sorozie ihe ndị e dere na ihe ndị e sere n’akwụkwọ a chọpụta ebe e kwesịrị ịmapawa ha na peeji nke 2. Ka unu na-eme ihe omume a, zaanụ ajụjụ ndị a jụrụ na vidio ya na ihe omume a so. Ọ bụrụ na e nwere ụdị ihe omume a ndị unu mere n’oge gara aga, unu nwere ike jikọta ha na nke a ka ha bụrụ otu akwụkwọ.