Jenesis 34:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Ma n’ụbọchị nke atọ, mgbe úgwù ahụ ha biri ka na-afụ ha ụfụ, Simiọn na Livaị, bụ́ ụmụ Jekọb, ụmụnne Daịna,+ weere mma agha ha banye n’obodo ahụ otú a na-enweghị onye ga-amata ihe ha bu n’obi. Ha wee gbuo ụmụ nwoke obodo ahụ niile.+
25 Ma n’ụbọchị nke atọ, mgbe úgwù ahụ ha biri ka na-afụ ha ụfụ, Simiọn na Livaị, bụ́ ụmụ Jekọb, ụmụnne Daịna,+ weere mma agha ha banye n’obodo ahụ otú a na-enweghị onye ga-amata ihe ha bu n’obi. Ha wee gbuo ụmụ nwoke obodo ahụ niile.+