Jenesis 34:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Ụmụ Jekọb ndị ọzọ gara n’ebe ụmụ nwoke ndị ahụ e gburu egbu nọ bukọrọ ihe dị n’obodo ahụ, maka na ha merụrụ nwanne ha nwaanyị.+
27 Ụmụ Jekọb ndị ọzọ gara n’ebe ụmụ nwoke ndị ahụ e gburu egbu nọ bukọrọ ihe dị n’obodo ahụ, maka na ha merụrụ nwanne ha nwaanyị.+