Jenesis 35:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 Mgbe e mechara, Chineke gwara Jekọb, sị: “Bilie, kwaga Betel+ ma biri n’ebe ahụ, rụọkwara mụnwa bụ́ ezi Chineke ebe ịchụàjà n’ebe ahụ m pụtara n’ihu gị mgbe ị na-agbara Ịsọ nwanne gị ọsọ.”+
35 Mgbe e mechara, Chineke gwara Jekọb, sị: “Bilie, kwaga Betel+ ma biri n’ebe ahụ, rụọkwara mụnwa bụ́ ezi Chineke ebe ịchụàjà n’ebe ahụ m pụtara n’ihu gị mgbe ị na-agbara Ịsọ nwanne gị ọsọ.”+